Chinwendu Mba
MBE agawa Ajambele
Mbe agawa Ajambele
Gaa gaa gaa Ajambele
Gakwuru nkwụ nke a Ajambele
Jụọ ya o chara ole Ajambele
Ọ si ya chara ise Ajambele
Mbe asị ya Ajambele
Gawa na ị bụghị nkwụ Ajambele
Ị bụ ọkpọtọkpọ ala Ajambele
Ala anaghị amịta nri Ajambele
Mbe na-aga Ajambele
Gakwuru nkwụ nke a Ajambele
Jụọ ya ọ chara ole Ajambele
Ọ si ya chara ir I Ajambele