N'ụlọ 2018 September

Kwa ọnwa-edebe ihe ochie: September 2018

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

Ndị mmadụ etoola Chineke dịka Fada Egbeonu mere ncheta afọ iri abụọ na ise...

Ọ BỤ emume ọńụ na ịtụrụ Chineke mmamma dịka Fada Longinus Uchenna Egbeonu mere emume icheta iri afọ abụọ na ise o...

N’Enugu, onyenkuzi lara ezumike nka egbuola nwa ya nwere ọrịa isimgbaka

NDỊUWEOJII anwụchikọọla otu nwoke aha ya bụ Ikechukwu Nwobodo, na ndị ọrụ nchekwa ogbe 'vigilante' abụọ maka igbu nwa ya nwoke gbara...

A nwuchikọọla mmọnwụ abụọ zuru ohi na steeti Ondo

MMỌNWỤ (masquerade) abụọ ezuola ohi ma merụọ ndị mmadu bi n'ogbe Melege nke dị n'okwuru ọchịchị Owo na steeti Ondo, ahụ.

Welatanụ aka n’ịchọ mma ụbọchị nhọpụta ọchịchị: INEC gwara ụmụnwaanyị Anambra ga-atụ akwụkwọ

N'IHI ntuli akwụkwọ nhọpụta ọchịchị nke na-abịa na Nọvemba 6 na steeti Anambra, n'afọ a bụ 2021 ndị ụlọọrụ ọ dị n'aka...

Inyere ndị mmadụ aka na-atọ m ụtọ – Nwunye Obianọ

ORIAKỤ Ebelechukwu Obianọ, bụ nwunye aka na-achị steeti Anambra akọwaala inyere ndị ogbenye na ndị ọzọ ụwa na-atụ n'ọnụ aka dịka otu...

Gọvanọ Obianọ enyefèéla amụmà ego ọrụ ahọ 2022 n’aka ndị omeiwu Anambra

AKA na-achị steeti Anambra, Gọvanọ Willie Obianọ enyefèéla amụmà ego ọrụ ahọ na-abịa abịa, bụ ahọ 2022 n'aka ndị ụlọ omeiwu steeti...