September 29, 2022

Ka Ọ Dị Taa

Akụkọ na edemede Obodo n’asụsụ Igbo

Ụbọchị ụka ka a ga-akpope ụlọ ekpere na ‘St Anthony’s Parish’ Okpo Ekwulobia

ỤBỌCHỊ ụka na-abianụ, ọnwa Maachi ga-adi n’abali atọ ka a ga-akpọpe ụlọ ebe a na-ekpe ekpere ‘Chapel of Divine Mercy and Consolations’. Ọ bụ na St Anthony’s Catholic Church Okpo Ekwulobia ka a ga-eme nke a.

Ụkọchukwu bụ onye isi n’ụlọ ụka ahụ (Parish Priest) bụ Rev. Fr. Longinus Uchenna Egbonu na-akọwa na a ga-eji aja maasi elekere iteghete we malite ya.

Onye ga-anọ n’isi emume bụ Bishop ụka Katolic nke Awka dayọsis bụ Most Rev. P.C. Ezeokafor

%d bloggers like this: