N'ụlọ 2020 March

Kwa ọnwa-edebe ihe ochie: March 2020

Stay connected

3,242Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
8Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

Na Maiduguri, onye ntaakụkọ aghọọla onye ogheakara, nye ndụmọdụ ka a hapụ ileda...

Ọ TỤRỤ ndị mmadụ n'anya dịka onye ntaakụkọ aha ya bụ Sunday Williams Omega malitere ighe akara. A na-ahụtakarị ọrụ ighe akara n'ebe...

Onye ntaakụkọ na-efu efu: Awba Ofemili akpọọla oku enyemaka

NDỊ Awba Ofemili nke dị n'okpuru ọchịchị Awka North akpọtụrụla ụlọọrụ Anambra Newspapers and Printing Corporation (ANPC),bụ ndị na-ebipụta akwụkwọ akụkọ National Light, Ka...

Soro m chịa

OTU ụbọchị ka ọkụkọ na atụrụ na-aga n'ụzọ, na-akpa nkata. Ka ha gakatara, otu ụgbọala ji ọsọ kwofee ma gbaa atụrụ mmiri. Ihe...

Egwu ndị Igbo: Egwu Ekpiri ka na-agakwa n’ihu

N'EGWU ndị Igbo nke izuụka a anyị ka na-agakwa n'ihu maka egwu ekpiri. Ihe kpatara ya bụ n'ihi na e nwere ọtụtụ ndị...

Nri ndị Igbo: Fịọfịọ

IHE oriri bụ otu ihe e ji enyere ndụ aka. Ọ bụrụ na mmadụ erighị nri, ọ gaghị enwe ike ịrụ ọrụ. Nri...

Gọvanọ Obiano azụtakwuola ngwaọrụ traktọ ọhụrụ nye ndị ọrụugbo

N'IJI nọgidesie ike n'imezupụta nkwa ahụ o kwèrè ime ka ọrụ ugbo na-agawanye n'ihu na steeti Anambra, aka na-achị steeti ahụ, bụ Gọvanọ Willie...