Ọwa mmanụ asupuola na steeti Imo

0
169

PAỊPỤ ebigbọọla n’Etekwuru nke dị n’okpuru ọchịchị Ohaji Egbema na steeti Imo.

  Onye na-ahụ maka mmekọrịta ndị mmadụ (Public Relations Officer) nke Nigeria Security and Civil Defence Corps, Chimeziri Lowell kwuru na ya bụ ihe mere n’ụzọ ụtụtụ Tuzdee.

  Lowell gara n’ihu kwuo na ọ bụ ndị omekome na-ezu ohi mmanụ (oil bunkering) n’ogbe ahụ kpatara e ji wee nwee mgbigbọ ahụ.

  Kọmandanti NSCDC nke steeti ahụ bụ Raji Ibrahim na ndị otu ọrụ ya nwara oke ha maka inyocha ka o si me.

GUO:  Ndị omekome a gbaala ụlọikpe abụọ ọkụ n'Imo

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here