Anambra na-akwalite mgbasa ozi maka igbochi ọrịa korona

0
143

Steeti Anambra anaghị ana azụ n’ihe gbasara ibuso ọrịa korona agha. E nwegasịrị ihe ngosi e dere ede a kwụbasịrị ebe dị iche iche ma n’ime obodo, ma na obodo mepere emepe na-akọwa mkpa ọ dị ka onye ọ bụla baa n’ụlọ ma mee ihe gọọnentị na ndị ọkachamara kwuru sị mee.

Ikesasị ihe maka COVID-19

A malitela ịkesasị ihe dị iche iche maka igbochi ọrịa na inyere ndị mmadụ aka n’ọnọdụ ọrịa korona dobere obodo anyị.
Foto ndịa na-egosi ndị okenye na-anata ihe onyinye e nyere ha na Nsugbe, gọọmentị ime obodo Anambra East.

GUO:  N'Anambra: Ndị ọrụ nchekwa ejidela mmọnwụ abụọ dara iwu onye apụtakwala ezi

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here