OTU nwaanyi, n’ihi ihe isi ike mabara n’ime mmiri Osun ka o gbụọ onwe ya mana ndi bi n’okirikiri ebe ahụ zọpụtara ndụ ya.
Nwaanyi ahụ ji ụmụ atọ nke aha ya bụ Kafayat Alake kwuru na ya kpebiri iwepụ ndụ ya n’ihi nsogbu ihe isi ike.
Onye nọ ka o mere, David Johnson, bkwa onye mabara n’ime mmiri zọpụta nwaanyi ahụ kwuru na ya hụrụ ka nwaanyị ahụ ka o ji ụkwụ na-aga n’akwa mmiri (bridge), ma mgbe o rutere n’etiti, ọ rịgoro aka (rail akwa mmiri ahụ ma mabanye n’ime mmiri. ọ gara n’ịhụ kọwaa na ihe ndị ahụ mere ọsọ ọsọ nke na ha enweghị ike ịkwụsinwu ya.
N’okwu ya, nwaanyi ahụ a zọpụtara ndụ ya, onye obodo Alapaaro, Isale Osun, nke dị n’Oshogbo kwuru na ya mụrụ ụmụ atọ bụ ndị nke ya enweghịzị ike ileta n’ihi nsogbu ụkọ ego nke cheere ya aka mgba.