N'ụlọ 2020 October

Kwa ọnwa-edebe ihe ochie: October 2020

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

N’Anambra, ndị omenka emegheela ihe ngosi nke 2020

... Gosikwa na ọ bụ enweghị mmụta butere enweghị ezi nchekwa obodo OTU jikọtara ndị ọkwanka n'ala anyị...

Ndị ụka Katọlik emeela emume Kristi Bụ Eze n’Awka

ỤBỌCHỊ ụka gara aga ọnwa Novemba dị n'abalị iri abụọ na abụọ ka ndị ụka Katọlik n'ụwa niile mere emume Kristi bụ...

Ịgụ aha n’ala Igbo: Oge mbụ na oge ugbua

 ỊGỤ aha n'ala Igbo pụtara inye mmadụ, ọ kachasị nwata a mụrụ ọhụụ ahà, ma ọ bụ ịbà ahà, dịka ndị si...

Nri ndị Igbo: Ji a hụrụ n’ọkụ

NRI ndị Igbo niile bụ sọ ụtọ. Anyị ga-ekwu maka nri bụ ezigbo ọ pụrụ iche n'izu a. Nri a bụkwa nri...

Egwu ndị Igbo: Egwu ụmụagbọghọbịa

EGWU ndị Igbo dị ụzọ dị iche iche. E nwere egwu mmadụ niile na-agbakọta ọnụ, ma nwoke ma nwaanyị.N'akụkụ nke ọzọ, e...

Umeadi ejirila mmemme mgbede kpọkọba ndị nkà na ndị enyi ya na Nri

Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ ma zụọ azụọ na nsonso a, dịka ndị ọkwa nkà, ndị odee, nakwa ndị na-eti egwu zùkọrọ na ngwùrù...