N'ụlọ 2021 August

Kwa ọnwa-edebe ihe ochie: August 2021

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

A ga-ebido ịgba ọgwụ mgbochi ọrịa polio n’Anambra na Satọdee – Okpala

Ọ BỤ ihe doro ewu na ọkụkọ anya na mgbochi ọrịa ka ọgwụgwọ ya mma.   N'ihi nke ahụ,...

Echiche ndị mmadụ banyere 2022 ka ọnwa Jenụwarị na-abịa na njedebe

ONYEKA Odidika – Otu ihe siri gbata kwụrụ, ahụtala m ngọzị n'ime afọ a n'ihi na m ka dị ndụ ruo ugbu...

Obiano etoola ndị Anambra maka ịza òkù ‘Akụ Ruo Ụlọ’

Ọ NA-ABỤ akụ ruo ụlọ, a mara onye kpara ya.   N'ihi nke a, aka na-achị steeti Anambra, bụ...

Hanifa Abubakar: Na Kano, a kpụpụla onyeisi ụlọakwụkwọ na ndị otu ya gburu nwa...

ỌKỤKỌ ntị ike na-anụ ihe n'itè ofé. Ọ na-abụkwa agadi nwaanyị kachie ntị wụ̀ọ́ aja, e bute ozu ya n'ófète nke ọzọ.

Na Makurdi, ọkụ agbagbuola nwa ọnwa atọ na-arahụn’ụra n’ime ụlọ

Ọ BỤ ihe oke mwute n'ebe ndị bi n'okporoụzọ Awe dị na Makurdi, steeti Benue nọ, ka ọkụ gbara ụlọ obibi ndị...

Ọkụ ime abalị agbarikọọla ngwongwo ndị mmadụ n’Awka

ỌKỤ ọgbụgba ime abalị dabidoro wee gbarikọọ ótù ebe a na-arụ oche na ụfọdụ ihe ndị ọzọ e ji ebi n'ụlọ, dị...