N'ụlọ 2021 September

Kwa ọnwa-edebe ihe ochie: September 2021

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

N’Anambra, ndị nta akụkọ abụọ amụọla ejima ka ha nọchara ahọ 13 amụghị nwa

OKE ọñụ dara na nsonso a dịka ndinanwunye bụkwá ndị nta akụkọ abụọ na steeti Anambra mụrụ ejima abụọ ma gakwa ụka...

Ụmụnwaanyị ‘Anglican Church of Redemption’ emeela nnukwu ọgbakọ mbụ dịka parish

 KA ọ gachara ihe dịka izuụka atọ Ashbishọọpụ mpaghara Niger na Bishọọpụ ụka Angịlịkan na dayọsiisi Awka, bụ Ashbishọọpụ Alexander Ibezim jiri...

Ibenata mkpamkpa ide mmiri n’akpa n’ala anyị

MMIRI ozuzo dị mma maka na ọ bụ oge mmiri ozuzo ka eji akọnye ihe a ga-eri kwa afọ ọ bụla. Ọ...

Mgbọ egbe atụgbuola pastọ ka ọ na-ekpe ekpere ụtụtụ n’ụlọ ya

MMADỤ abụọ anwụọla n'ike na Nkaliki dị n'okpuru ọchịchị Abakaliki, steeti Ebonyi oge e nwere ọgba aghara ndị ntorobịa.

N’Anambra, òtù NILOWV emeela ọgbakọ nkuzi ome n’afọ ma nye ụmụakwụkwọ nkwado

NDỊ òtù League of Women Voters of Nigeria (NILOWV), ngalaba steeti Anambra emeela ọgbakọ nkuzi ome n'afọ ha tinyere amùmà nkwado (annual...

Mịnịsta ọrụugbo akpọkuola ndị Nigeria ka ha na-ego nri ndị ala anyị rụpụtara

 MỊNỊSTA ọrụugbo na mmepe ime obodo (Minister of Agriculture and Rural Development), a họpụtara ọhụrụ, Mohammed Abubakar akpọkuola ndị Nigeria ka ha...