Egwu ndị Igbo: Egwu agha

0
5

EGWU agha bụ egwu ndị Igbo na-agụ ma ha na-eje agha. Ndị Igbo bụ agbụrụ gbasiri ike, ya mere ọ bụrụ na agha daa ha na-ejikere, kpaa ike dị egwu.

  Ụmụnwaanyị anaghị aga agha.Ọ bụ ụmụnwoke na-aga agha.Ọrụ ụmụnwaanyị bụ ịnọ n’ụlọ na-esi nri maka ndị gara agha.

  Oge ọbụla ndị Igbo malitere ịga agha, ha na-akwakọrọ ngwa agha dịka egbe, mma, ube, ụta w.d.g.

  Ka ha na-aga, ka ha na-agụ egwu dịka:

Nzogbu nzogbu  –   Enyimba enyi

Nzogbu – Enyimba enyi Nzogbu nzogbu

–   Enyimba enyi

GUO:  Egwu ndị Igbo: Egwu nkwa nkwa

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here