Nri ndị Igbo: Ofe onugbu

0
8

ONUGBU bụ akwụkwọ nri nke Chineke ji gozie ndị ya. Onugbu na-enye ihe n’ahụ mmadụ, ma na-agwọkwa ọrịa.

Ngwa nri e ji esi ofe onugbu

Mmiri, mmanụ, nnu, ose, ụri ede, ogiri Igbo, anụ, azụ kpọrọ nkụ, okporoko na onugbu.

Usoro e si esi ofe onugbu

Isinye mmiri n’ọkụ, ọ sụọ asụ, itinye anụ, azụ, nnu na ose, ọdịkata, itinye ụri ede, tinye ogiri. Ha sụkọchaa, itinyezie onugbu a fọrọ nke ọma; o ghee I fọtuo ya.

  Inwere ike iji akpụ, garị ma ọ bụ nri e sere ese were rie ya.

  Ofe onugbu bụ ọtọ n’ụbụrụ.

GUO:  Nri ndị Igbo: Ọkpa

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here