Akụkọ kacha ọhụrụ'
Bishọọpụ Okpaleke agaala njem oziọma mbụ na Holy Name Parish, Umuchu
Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ n'ụlọụka 'Holy Name Catholic Church, Umuchu' nke dị n'okpuru ọchịchị Aguata, na steeti Anambra; ka Bishọp ụka katọlik na...
ASATU enyela ụfọdụ ndị ọrụ gọọmenti nkwanyeugwu
ÒTÙ ahụ jikọtara ndị ndu obodo dị icheiche dị na steeti Anambra, a maara dịka 'Anambra State Association of Town Union (ASATU)'...
Ezinaụlọ ndị a tọ̀ọ̀rọ̀ na mwakpo ụgbọoloko Kaduna ebekuola Buhari ka ọ zọpụta ha
KA Ọ gachara abalị iri anọ na abụọ e ji tọrọ ndị njem n'ụgbọoloko 'Nigeria Railway Corporation (NRC) AK9' si Abuja aga...
Gọọmenti Anambra chọrọ udo n’etiti ndị ọrụ na ndị obodo – Ifeanya
KỌMISHỌNA na-ahụ maka mmanụ petroolu na ihe ndị a na-egwuputa n'ala (Petrouleum and Mineral Resources) na steeti Anambra, Ọkaiwu Anthony Ifeanya ekwuputala...
Ndị ndu Ayamelum akwàdóla Ọkaokwu Anambra màkà ije n’ụlọ iwu ọzọ
ÒTÙ a maara dịka ‘Ayamelum Leaders of Thought’, bụ́ otu kachasị elu n'okpuruọchịchị ime obodo Ayamelum nke Anambra steeti, nke bụ́kwa okpuruọchịchị...
N’Anambra, Kọmishọna Ifeanya ehibela òtù ọrụ pụrụ iche
KỌMISHỌNA na-ahụ maka mmanụ petroolu na ihe ndị a na-egwute n'ime ala (Petroleum and Mineral Resources), bụ Ọkaiwu Anthony Ifeanya ehibela otu...