N'ụlọ Ndị edemede Ozi site na Admin

Admin

1177 OZI 0 KWURU
IHE mwute ọzọ dakwàsịrị ndị na-ede akwụkwọ n'ala Nigeria, dịka otu onye ọzọ na-ede edemede a ma ama, bụ Ọkammụta John Pepper Clark-Bekederemo (onye a maara dịka J.P. Clark) nwụrụ, ka ọ gachara ọnwa olenaole Ọkammụta Chukwuemeka Ike jiri hapụ ụwa. Ya bụ nwoke, JP Clark, onye gbara ahọ iri asatọ na ise wee laa mmụọ nwụrụ n'otu ụlọọgwụ dị na...
IMIRIKITI ndị ụwa na-atụ n'ọnụ bụ ndị okpuru ọchịchị Idemili North na South nke steeti Anambra eritela ihe enyemaka site n'aka nwunye gọvanọ na-achị steeti ahụ bụ Dọkịnta Ebelechukwu Obiano dịka odogwu nwaanyị ahụ na-aga n'ihu na njem ileta okpuru ọchịchị niile, nke afọ a bụ 2020.   Ndị ahụ ritere ihe enyemaka bụ ndị gụnyere ndị ajadu,...
Ndị Igbo sị na ọ na-abụ a kọwaruo, a maruo, maka na onye amaghị ọfọ nna ya nwèrè ike ịkpọ ya mkpirisi osisi nkịtị. Ọ bụ n'ihi nke a ka o jiri dị mkpà idepụtesi aha ụfọdụ anụmanụ na ihe a na-akpọ ha n'asụsụ Igbo. Ọ bụ ihe doro anya na ụfọdụ ndị Igbo amaghị ihe a....
DỊKA a na-akụ ka ekwe oge niile, ndị Igbo bụ agbụrụ ji ihe ọbụla na-eme na ndụ ha agụ egwu.Ya mere, mgbe ọbụla mmiri na-ezo, onye ọbụla na-agba ọsọ mmiri site n'ịgbaba n'ụlọ maọbụ n'akụkụ ụlọ ebe ọ ga-anọ zere mmiri. N'ọnọdụ dị otu ahụ, ndị Igbo na-agụ egwu were na-eche ka mmiri bie maọbụ gbachaa. Ma mgbe ha nọ n'ọrụ...
NA NRI ndị Igbo nkeizu a, anyị ga-eleba anya na nri pụrụ iche. Nri a abụghị ihe ọzọ ma ọ bụghị egwusi nke onye Igbo ọ bụla maara ka e si esi ya.   Anyị ga-ahụkwa ụzọ ọzọ e ji eri egwusi. Ndị agba ọhụrụ a amaghị na e ji egwusi esi ofe e ji eri osikapa. Taa...
A NWỤCHIKỌỌLA otu nwaanyị dị ime na ụmụnwoke abụọ dịka ha gara ohi na Benin, steeti Edo.   A chọpụtara na usoro ndị ohi ahụ si aga bụ site na nwaanyị ahụ dị ime ịkpa agwa n'ụdị na ime na-eme ya n'okporo ụzọ na-ekwo ekwo nke ga-eme ka ndị otu ya wakpo onye ọbụla bịara inyere ya aka,...
MMADỤ iri na anọ bụ ndị ọrụ ugbo nọrọ na nsonso a wee zùte ọnwụ mberede ha site n'aka ndị òtù agha isi ekwe ọnwụ bụ Boko Haram.   Nke a bụ nke e mere ka ụwa mara site n'ozi a kụpụrụ ụbọchị Tuzdee site n'aka ndị ọrụ nchekwa obodo steeti ahụ.  ...
A KPỤPỤLA otu nwoke aha ya bụ Mboyi Eche ụlọikpe 'Magistrate Court' n'Abakaliki, steeti Ebonyi maka ịdakpo nwanne nwunye ya bụ Sopuruchi gbara afọ iri na ise, kwaa ya iko n'ike; ma mechaa mee ka ha nwee ọgbụgba ndụ ọbara (blood convenant) ka o wee gbaa nwunye ya alụkwaghị m, lụba ya.   Nwoke ahụ gbara afọ iri...
A KỌWAALA mkpà ọ dị ịkwàlite ụmụaka nwaanyị ịgụ akwụkwọ nke ọma, ma kpọkwa òkù ka e bèlata otu e si emekpà ụmụaka ụmụnwaanyị ahụ nakwa etu e si akpachàpụ ha n'akụkụ n'ụzọ ezighị ezi.   Nke a bụ isi sekpụ ntị ma bụrụkwa okwu a kpụ n'ọnụ na mmemme imerùbè ụbọchị nwata nwaanyị na mba ụwa (nke...
MMADỤ abụọ zutèrè onwụ mberede ha na nsonso a, dịka otu ụgbọala bọọsụ kwọrikọrọ ha.   Onye na-ahụ maka mgbasaozi n'ụlọọrụ 'Federal Road Safety Corps' (ngalaba ya nke steeti Anambra) bụ RC Kamal Musa mere ka ụwa mara nke a site n'ozi ọ kụpụrụ banyere nke ahụ.   Dịka o siri kọwaa, ótù n'ime mberede...
ỌNWỤ bụ eze a ma na a ga-echi ma bụrụkwa ihe na-echere mmadụ ọbụla dị ndụ, kama, ihe kacha mkpa bụ ihe onye ahụ mepụtara n'ụwa wee nwụọ, na ebe mkpụrụ obi ya na-aga ịnọ ọnọdụ ikpeazụ.   Nke a bụ isi sekpụ ntị n'okwuchukwu Bishọọpụ Jonas Benson Okoye nke ụka katọliiki na dayọsis Awka, na mmemme elimozu...
IHE niile gara n'udo na Fraidee gara aga, ọnwa Oktoba dị n'abali iteghete n'afọ a bụ 2020, dịka e liri ma mee emume akwamozu nke otu onyeọrụ National Light bụ Grace Nnadozie.   Ọ bụ n'Umuike Awka n'okpuru ọchịchị Awka South ka a nọrọ wee mee akwamozu ahụ.   Grace Nnadozie lara mmụọ, onye...
E MEELA ndọrọndọrọ ọchịchị Gọvanọ na steeti Ondo. Rotimi Akeredolu, onye na- achị obodo ahụ bụ otu onye na ndị mere ya bụ ndọrọndọrọ na Satọdee. Akeredolu bụ nke so n'otu All Progressives Congress (APC), tuuru ugo n'okpuru ọchịchị obodo iri na ise n'ime okpuru ọchịchị iri na asatọ nke steeti ahụ. Dịka ndị ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) na...
... Akụkọ malitere n'izuụka gara aga ABADA nke anyị malitere akụkọ ya n'izuụka gara aga bụ ihe ekike zuru ụwa ọnụ. Ka ọ dị ugbu a, ọ na-agazi ahịa n'ike n'ike karịa ka ọ dị na mbụ, ma nke bụ eziokwu bụ na abada na-aga ahịa kemgbe ụwa bidoro.   E wepụkwa...
ÒTÙ ahụ jikọtara ụmụafọ Amawbịa bi na mba USA nọrọ na nsonso a wee bukọta ma kesàárá ndị dị iche iche ihe na-esiri ike n'obodo ahụ ihe nkwàdo dị iche iche.   Ihe nkwàdo a bụ nke mmadụ ruru narị isii n'ọnụọgụgụ ihe na-esiri ike n'obodo ahụ kètàrà, ma bụrụkwa nke ebumnobi ya bụ iji belatara ụmụ mmadụ...
ÒTÙ nnọrọonwe sitere mba ofesi nọrọ na nsonso a wee jiri akụrụngwa ahụike dị iche iche kwàdo ụlọ ahụike nkuzi mahadum Chukwuemeka Ọdụmegwu Ojukwu dị n'Awka, na steeti Anambra.   Akụrụngwa dị iche iche ndị òtù ahụ bunyere ụlọ ahụike mahadum ahụ gụnyere karama mmanụ nkwọchasị aka bụ sanịtaịza, karama bliichi (bleach), nkùkù a na-akwụba akwụba (standing fan), oche,...
NJINJI jiri na Mkporogwu, Iheakpu Awka, nke dị n'okpuru ọchịchị Igbo-Eze South na steeti Enugu, ka otu nwoke aha ya bụ Michael Ugwuanyị jiri akaọdụ (pestle) kụgbuo nne na nna ya.   Ya bụ nwoke gbara afọ iri anọ na ise ka e kwuru na ọ wakporo nne ya bụ Florence Ugwuanyị ebe ọ nọ n'ụsọekwu asụ akpụ...
NDỊ mmadụ bi n'ihe karịrị obodo iri anọ n'okpuru ọchịchị Anambra West, Ayamelum, Ogbaru na Awka North n'ime steeti Anambra na-akwa akwa arịrị banyere oke iju mmiri na-echere ha aka mgba ma n'ụlọ ma n'ugbo ha.   Ka ọ dị ugbu a, ụmụnwaanyị abụọ dị ime na ụmụnwoke anọ ka e kwuru na ha anwụọla, ebe ugbo,...
GREAT Phones Enterprise, bụ ụlọọrụ teknọlọjii dị na Nnewi ewepụtala akwụkwọ ọhụrụ ọ kpọrọ Afro Emoticons Colour Book maka ụmụaka na ọtụtụ akọrọngwa 'emoticons' iji nyere mgbasaozi aka.   Onye mere ka nke ahụ pụta ihe bụ onye hibere otu ahụ Uchenna Nzewi, na mkparịtaụka ya na onyeisi ụlọọrụ Anambra Newspapers and Printing Corporation (ANPC) bụ Sir Chuka...
ỌCHỊCHỊ steeti Anambra ekwupụtala ezi njikere ya inye ụmụafọ steeti ahụ ezi ọnọdụ ahụike bụ ịgbà, ma kwe nkwà na ha agaghị ada mbà ime nke ahụ.   Kọmishọna na-ahụ maka ahụike n'ime steeti ahụ, bụ Dọkịta Vincent Ọkpara kwupụtara nke a na mmemme atụmatụ inye ọgwụgwọ n'efù, bụ nke weere ọnọdụ n'ụlọọgwụ ọhaneze dị n'Orumba, bụ 'Orumba...
 EGWU nkwa nkwa bụ egwu ndị Igbo nke e ji osisi achara (bamboo tree) akụ. A na-akpọ ya nkwa nkwa n'ihi otu ụda ya si ada ma a na-akụ ya.   Ọ bụ ụmụnwaanyị na-akụkarị egwu nkwa nkwa. O so n'egwu Igbo dịbara gboo, n'oge ahụ ụmụnwaanyị ndị ọgọ mmụọ na-akụ ya ma ha na-eme mmemme. Nke a...
NRI ndị Igbo nke izu a bụ otu n'ime nri dị ụkọ n'oge a. O nwere aha mpaghara ọ bụla na-akpọ ya. Ụfọdụ na-akpọ ya odudu, nzamili, ndudu maọbụ ụza.   Mgbe e ji akụ odudu bụ oge a na-akọ ji, ọ na-eko n'elu osisi ya. Mgbe ọka akpọbeghị nkụ, a ghọta ya e sie ya, o ghee...
IRIji ọhụrụ abụghịzị okwu ọhụụ na ntị nwa ọbụla gbara ahọ n'ala Igbo. Ka ọ dị taa, ọtụtụ ndị na-enye ya nkwọwa dị iche-iche ma na-ahụtakwa ya dịka nke ma ọ bụ nke ọzọ.   Kaosiladị, Igbo sị na-abụ e gburìsie anụ enyi, o kwere obubu, maka na ọ bụrụ na ọkpụ aja akọwaghị ihe ọ kpụrụ, òfèkè...
ABADA bụ akwa ewu na ọkụkọ na-eyi. Ma nwoke ma nwaanyị, ma okenye ma ụmụaka ji abada ekwe oyooyoo.   Abada dịbara gboo, ọ maliteghị taa. Ọ bụ akwa e ji eme emume ma bụrụkwa akwa e nwere ike iyi oge ọ bụla. N'ihi na ọ na-adị onye ọ bụla mma, ọ na-agba ọnụ ka akara ọkụ.
ỊMA mma nke ọnatarachi na omenala ndị Igbo pụtàkwàrà ihe ọzọ na nsonso a dịka ndị obodo Obosi merùbèrè mmemme iri ji ọhụụ ha nke ahọ 2020.   Ya bụ mmemme bụ nke weere ọnọdụ n'òbí eze ọdịnala obodo ahụ dị n'okpuru ọchịchị Idemili Nọọtụ nke steeti Anambra, ma bụrụkwa nke ụmụafọ obodo ahụ na ndị dị...
KA ọ gachara ihe dị ka otu izuụka mmadụ anọ tụfùrù ndụ ha n'ihe mberede okporo ụzọ dapụtara na steeti Anambra, ụmụnwoke abụọ ọzọ nọkwakwara na nsonso a wee nwụọ n'ihe mberede okporo ụzọ dapụtara n'ime steeti ahụ.   Dịka ozi a kụpụrụ site n'aka onye na-ahụ maka mgbasaozi n'ụlọọrụ 'Federal Road Safety Corps (FRSC)' ngalaba steeti Anambra,...
NDỊUWEOJII kọmandị steeti Ogun anwụchikọọla otu nwoke aha ya bụ Tajudeen Idris maka ime onwe ya onye okpeikpe (lawyer).   Ha nwụchikọrọ Idris, onye gbara afọ iri anọ na asaa ka ọ wụchara n'ụlọikpe Magistrate's Court 6 nke dị n'okpuru ọchịchị Ifo na steeti ahụ. Idris bịara n'ụlọikpe maka ikpe nke dị n'etiti Ifeanyi Chukwu na Ayo Itori;...
NDỊ Igbo kwuru na ụkwụ na-aga wara wara na anya na-aga wara wara na-ahụ ya. N'afọ gara aga ka e jidere otu onyeisi ụka maka otu nwatakiri furu n'ụlọụka ya.   Ya mere, a tụọla onyeisi ụka ahụ aha ya bụ Prophet Babatunde Alfa na mmadụ ise ndị ọzọ nga mkpụrụọka maka na otu nwatakiri nne ya duru...
ONYENKUZI (lecturer) na College of Education, Ekiadolor nke bụzi Tayo Akpat University ugbua, aha ya bụ Maazị Friday Orobator ewepụla ndụ ya site n'ịtụ ụdọ n'ụlọ ya.   E kwuru na ihe o jiri tụọ ụdọ bụ n'ihi na o nweghịzị ike ilekọta onwe ya na ezinaụlọ ya anya n'ihi ụkọ ego.   Ndị ọrụ...
IGBO sị na ọ bụrụ na a gụghị oke mkpi amụ, ọ naghị atụ akwara ya ngá. O wee bụrụ etu ahụ ka aka abụọ siri wee ghọọ otu nwoke otu aka, maka ịkwasò ụmụaka ụmụnwoke abụọ iko na steeti Anambra.   Arụrụala nwoke a nà nnwụchikọ ahụ a nwụchikọrọ nwoke a bụ nke a gbara n'anwụ...

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

Onye edemede, Ọkammụta JP Clark anwụọla

IHE mwute ọzọ dakwàsịrị ndị na-ede akwụkwọ n'ala Nigeria, dịka otu onye ọzọ na-ede edemede a ma ama, bụ Ọkammụta John Pepper Clark-Bekederemo (onye...

Oriakụ Obiano enyela ndị ụwa na-atụ n’ọnụ ihe enyemaka n’Idemili

IMIRIKITI ndị ụwa na-atụ n'ọnụ bụ ndị okpuru ọchịchị Idemili North na South nke steeti Anambra eritela ihe enyemaka site n'aka nwunye gọvanọ na-achị...

Lee aha ụfọdụ anụmanụ n’asụsụ Igbo

Ndị Igbo sị na ọ na-abụ a kọwaruo, a maruo, maka na onye amaghị ọfọ nna ya nwèrè ike ịkpọ ya mkpirisi...

Egwu ndị Igbo: Egwu e ji eze mmiri

DỊKA a na-akụ ka ekwe oge niile, ndị Igbo bụ agbụrụ ji ihe ọbụla na-eme na ndụ ha agụ egwu.Ya mere, mgbe ọbụla...

Nri ndị Igbo: Agbarọtị (Egwusi ọsụ)

NA NRI ndị Igbo nkeizu a, anyị ga-eleba anya na nri pụrụ iche. Nri a abụghị ihe ọzọ ma ọ bụghị egwusi nke...

Ejidela nwaanyị dị ime na ụmụ nwoke abụọ maka ohi, ịnapụ mmadụ ụgbọala

A NWỤCHIKỌỌLA otu nwaanyị dị ime na ụmụnwoke abụọ dịka ha gara ohi na Benin, steeti Edo.   A chọpụtara...