N'ụlọ Chinwendu Uzoatu

Chinwendu Uzoatu

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

Ndị ‘Wikimedia Fan Club’ enweela ọ́gbakọ̀ nkụzi Ọzọ n’Awka

KA Ọ gachara izuụka olenaole e mechara agba nke mbụ ya, agba nke abụọ nke ọgbakọ inye nkụzi banyere idezi, ịtụgharị, itinye...

NDLEA ebibiela ọgwụike gburu ego ruru ijeri naịra iri ise n’Abuja

Ọ NA-ADỊ mma e gbuo ìrùrò e suo ya ọkụ, maka ndụgha.    N'ịgbasò nke a, ụlọọrụ ahụ na-ahụ...

A mala otu nwoke ikpe ọnwụ maka ịtọrọ nwata nwoke gbara afọ anọ

ỤLỌIKPE ukwu steeti Akwa Ibom, n'Ikot Ekpene amala otu nwoke aha ya bụ Ekerete Ukpong ikpe ọnwụ maka ịtọrọ nwata nwoke gbara...

N’Ihiala, ihe mberede okporo ụzọ mere ebe Ndi uweojịị tụchịrị ụzọ egbuola ọtụtụ, merụọ...

OPEKATAMPE, mmadụ anọ nwụrụ ọnwụ ike, ebe mmadụ ruru iri na abụọ n'ọnụọgụgụ nwetara mmerụahụ n'ogoogo dị icheiche n'ihe mberede okporoụzọ dapụtara...

Okafor akpọkuola ndị Anambra bi mba Ofesi ka ha wèlatruo akụ ha ụlọ

ỌKAOKWU ụlọomeiwu steeti Anambra, bụ Maazị Uche Okafor akpọkuola ụmụafọ steeti Anambra nọgasị mba ofesi ka ha welataruo akụnụba ụlọ site n'ịbịa...

Echiche ndị mmadụ banyere Ekeresimesi ka a bara ọnwa Disemba

ỌNWA Disemba bụ ọnwa pụrụ iche na ndụ ndị otu Kristi n'ihi na ọ bụ ọnwa e ji agba ekeresimesi, mgbe e...