N'ụlọ Ijeoma Okoye

Ijeoma Okoye

Stay connected

3,282Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
6Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

A gbapeela okporo ụzọ na ọwà mmiri a rụrụ n’Umunze

KA  ọ dị taa, gọọmenti etiti agbapeela ma mepee orụ ngo mbize Ụmụnze a rụchàgòrò arụcha, ya na okporo ụzọ e dozigharịrị edozigharị n'obodo...

Ndị Akwaihedị ahọpụtala ụmụada ọhụrụ maka afọ 2020

NDỊ obodo Akwaihedị dị n'okpuru ọchịchị 'Nnewi South' nke steeti Anambra egùzobela ma gosi ọhanaeze ọmarịcha ụmụ agbọghọ atọ tuuru ugo n'asọmpi...

Neni emeela emume Nka-Dịọka

NKA-DIOKA Art and Cultural Festival afọ 2019 e mere n'Umudioka  Neni  nke dị n'okpuru ọchịchị Anaocha bụ nnọọ nke kporo ọkụ dị egwụ. Ndi...

Ndị Ukpor ejirila ọñụ mee Ụbọchị Ukpor

Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ ma zụọ azụụ n'Ụkpọr bụ isi obodo okpuru ọchịchị Nnewi South na nso-nso a, dịka ndị obodo ahụ jiri óke...

Aka akparala nwaanyị na-atụ mgbere mmadụ, ma zọpụta ụmụaka iteghete

NDỊ ọrụ agha ala anyị (Nigerian Army) anwụchịkọọla otu nwaanyị na-agba mgbere ụmụaka (child trafficking) na steeti Enugu.   Ụmụaka...