COVID 19: Ọ gbara ụwa gharịị
CORONAVIRUS!
Aha gị dara ụda
Onye ukwu na-asọ gị
Onye nta na-aso gị
Mbem: Ehi Igbo
PÒKÒPÒKÒ ka ọ na-ézè
N'anya Chukwu na n'anya mmadụ
Ihe dị mma na anya gbàrà
Ị hụkwàrà anụ na mma
Ehi Igbo ka ọ bụ.
Lekene ụyọkọtọ ara ya
Na...