Na Britain, ndị uweojii na-achọ ndị ohi zuuru okeoyibo kacha ibe ya n’ụwa niile
NDỊUWEOJII mba Britian na-achọ ndị ohi zuuru okeoyibo (rabbit) kacha ibe ya ibu n'ụwa niile, nke aha ya bụ Darius site n'ogige...
Bịshọpụ Katọlic Awka, e meerela ndị fada mere okenye Isita
... Buputa efere ukwe otu n'ime ha hibere na '70's’
NA FRAIDEE na-eso Isita ọnwa Epure dị n'abalị iteghete...
Egwu ndị Igbo : Nkpọkịtị
NKPỌKỊTỊ bụ ọpụrụ iche dị n'egwu e nwere n'Igbo. E hibere ya n'ala Umunze nke dị n'okpuru ọchịchị Orumba South (ochie Aguata)...
Ụzọ iri mmadụ ga-eso iji gbochie nsogbu akụrụ
ỌBARA mgbali elu na ọrịa shuga (diabetes) so n'ihe na-akpata nsogbu akụrụ (kidney). Nke a mere na ị ga na-elebara otu shuga...
Mmadụ 17 anwụọla n’Onitsha, ka ídè mmiri huuru ụgbọala bu ndị njem
OPEKATAMPE, mmadụ iri na asaa zutèrè ọnwụ mberede ha na nsonso a, dịka ajọ ihe mberede okporoụzọ dapụtara n'Ọnịtsha, na steeti Anambra.
Ejije: Soro m chia
NWUNYE: Nna m ukwu, nke a ị lọtara ọrụ n'oge, ihu gị gbarụchaa otu a. Udo ọdịkwa?
Di: Nsogbu...
Ndị uweojii Anambra ejidela ndị otu nzuzo ebe ha na-anabata ndị ọhụrụ
NDỊ uweojii steeti Anambra anwụchikọọla ndị otu nzuzo na ndị omekoome n'ebe nzuzo ha, dịka ha na-anabata ndị ọhụrụ n'otu nzuzo ha.
NDLEA anwụchikọọla onye ọrụ nchekwa adịgboroja si Benin Republic ebubata ọgwụ na Nigeria
NDỊ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA) anwụchikọọla otu nwoke aha ya bụ Basiru Ibrahim onye nke a kọwara na ọ...
N’Umuoji, Igwe Enweze agbaala ọfala ikpeazụ
Ọ ZỤRỤ ka ahịa n'Ụmụoji dị n'okpuru ọchịchị 'Idemili North' nke steeti Anambra, dịka ndị obodo ahụ gbaara eze ọdịnala ha nwụrụ...
Ụwa agbaala ezi àmà, dịka Pa Chukwumalu malitere njem ikpeazụ ya n’Ebenator
ỌNWỤ bụ ọzọ a mà na onye ọbụla ga-echirịrị, ma bụrụkwa òkù a ma na onye ọbụla dị ndụ ga-azarịrị chi ya...
Ahịa na uru ọ bara n’ala Igbo
AHỊA bụ ụzọ ndị Igbo si azụ ma na-erekwa ihe. Ọ bụ otu ụzọ mmadụ na ibe ya si enwe ezi mmekọrịta....
N’Aguleri, ikuku mmiri emebiela ụlọ ruru otu narị, ụlọakwụkwọ
OKE ifufe mmiri (windstorms) emebiela ụlọ ruru otu narị n'ọnụọgụ n'Aguleri dị n'okpuru ọchịchị Anambra East na steeti Anambra.
Kedụ ihe ịma banyere Prince Philip?
A MỤRỤ Prince Philip na Greek 'Island' nke Corfu na Juunu 10, 1921.
2. Ọ lụrụ nwunye ya bụ...
NAFDAC akagbuola iji kemikalụ akwado, echekwa ihe oriri
ỤLỌỌRỤ National Agency for Food, Drug Administration and Control (NAFDAC), akatọọla ma maa ọkwa na ọ dị nnukwu njọ bụ iji ihe...
Nwoke etiela nwunye ya di ime ihe, gaa n’ụlọọgwụ wepụ ikuku ‘oxygen’ e tinyeere...
NDỊUWEOJII na steeti Lagos na-eme nnyocha banyere ogbugbu nke otu nwoke gburu nwunye ya.
Oriakụ Destiny Adaeze Ikpeama...
Korona: Ndị Umuchu enyela ụfọdụ ụmụafọ nkwanyeugwu maka ezi ọrụ
IGBO sị na ọ na-abụ e kelee onye gburu ehi, ọ hụ ewu o gbuo; ma sịkwa na ọ na-abụ a kwanyere...
Nsukka amachiela ihe niile gbasara osu
OGBE (villages) dị otu narị na iri na iteghete (119) n'ime obodo nọọrọ onwe ha (autonomous communities) dị na Nsukka, n'okpuru ọchịchị...
RoLAC na gọọmenti Anambra eweputela akwụkwọ maka asụsụ mmegharịahụ
NJIKỌAKA gọọmenti steeti Anambra na òtù 'Rule of Law And Anti-Corruption, RoLAC' amịtakwala ezi mkpụrụ ọzọ, dịka òtù abụọ ahụ bipụtara ma...
Gọọmentị Anambra ekeerela ụlọọgwụ ndị ụka nwe N288.5m
N'ỊGA n'ihu n'ọrụ iwulite ngalaba ahụike steeti Anambra, ọchịchị steeti ahụ enyela ụlọọgwụ ndị ụka dịgasị na steeti ahụ mgbàkọta ego ruru...
Nwaanyị dị ime ọnwa asatọ eturula ugo ‘Gold Medal’ n’asọmpi egwuregwu ala anyị na...
MINISTA na-ahụ maka egwuregwu n'ala anyị, Sunday Dare nọ na Wenezdee izuụka gara aga mepee ‘20th National Sports Festival’, Edo 2020 site...
Ụkwaranta na-egbu mmadụ 18 awa ọbụla na Nigeria – WHO
NDỊ Igbo na-ekwu sị onye e jiri ụkwaranta kwàá iyi kwàkwụrụ, maka na ụkwaranta anaghị egbu na ntà.
...
Nwa Anambra dị ahọ iri, Stephanie eturula ugo, rite ọlaedo na asọmmpị egwuregwu ‘gymnastics’
... Sị na ya chọrọ ituru ugo n'Olimpik
NDỊ na elekọta asọmmpị a na ụwa niile gbara gburugburu ahụla...
Nchekwa obodo: Ndị gọvanọ ndịda-ọwụwa anyanwụ ehibela Ebube agụ
N'ỊGBAKWỤNYEKWU n'ezi agbambọ ha n'iweghachi ezi ọnọdụ nchekwa na mpaghara ahụ, òtù ahụ jikọtara ndị gọvanọ ndịda-ọwụwa anyanwụ ala Nigeria a maara...
Igwe Oroma Etiti agbaala ọvala
... Chie Nnabuife, Udokwu, Okafor, Enemali, ndị ọzọ echichi
Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ ma bụrụ emume dara ụda n'Isita Monde,...
Ụlọ akwụkwọ Polytechnic Oko ga-achịkọba emume nnabata ụmụakwụkwọ nke afọ a n’ikuku – Onuchukwu
IJI nweta akụkọ dị mkpa na ihe na-eme n'ulọ akwukwọ dị elu n'ihi ajọ ọrịa dị ugbu a bụ koronavaịrọsụ, ụzọ ha...
Ndị uweojii Anambra ejidiela mmadụ isii maka ohi
N'IWELITEKWU aka n'agha ahụ a na-ebu megide ndị omekoome nà ọnọdụ enweghị nchekwa ahụ a na-ahụtazị na mpaghara ebe dị iche iche...
Nwoke dinara nwa ya sị na nwunye ya amaghịzị mma n’anya ya
AKA abụọ aghọọla Maazị Ubong Akpan otu aka, ka ndị uweojii nwetechara mkpesa banyere etu o si edina ma na-amazụrị nwa ya...
Na Lagos, e jidela ụmụejima abụọ yiri onwe ha na-ezu ohi
Ọ NA-ABỤ dinta hụ ènwè hụ edi, ọ gbara ha abụọ, maka na a gaghị ejizị na nwanne enwe bụ edi wee...
Ndị Igboukwu enweela ọgbakọ ekpere, hanye obodo ha n’aka Chineke
Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ ma zụọ azụọ na nsonso a, dịka ndị obodo Igboukwu dị n'okpuru ọchịchị ime obodo Agụata, na steeti Anambra,...
N’Awka, ụlọ akwụkwọ Aquinas eritela ihe nrite ndị Rotary
Butere ha ihe onyinye maka adịmọcha
NDỊ òtù Rotary nke Awka G.R.A kpọtụụrụ ụlọakwụkwọ St Thomas Aquinas Nursery/Primary School,...