Òtù ‘All4One’ akwụọrọla mmadụ 14 ụgwọ ụlọọgwụ na Nnewi

ÒTÙ ọrụ obi ebere a maara dịka 'All4One Friends Club of Nigeria' nọrọ na nsonso a wee kwụọrọ mmadụ iri na anọ...

Òtù nchụla sickle cell arịọla gọọmenti maka atụmatụ ya

ORIAKỤ Chinwe Nnagbo bụ onyeisioche otu nnọọrọonwe (NGO) Chiemma Empowerment Foundation, otu na-ahụ maka ọ dị mma ụmụaka na-arịa ọrịa nńụọbara (sickle...

Ndị Enugwu-Ukwu ejirila ọñụ mee Ịgụ Arọ

O KWÒRÒ ekwò ma hịọ ahịọọ na nsonso a n'obodo Enugwu-Ukwu, dị n'okpuru ọchịchị ime obodo Njikọka nke steeti Anambra, dịka ndị...

Aguleri agbaala Ọvala n’egwu n’amu

NDỊ obodo Agụleri dị n'okpuru ọchịchị ime obodo 'Anambra East' nke steeti Anambra nọrọ na nsonso a wee mee emume ịgba Ọvala...

Ndị Ebenator ahọpụtala ndị ndu ọhụrụ

IGBO sị na ọ na-abụ onye e nyere mara jikwaa, e nye ya ọzọ.    Ka ọ dị taa,...

Na Makurdi, otu nwoke enyi ya nwaanyị mụnyere ọkụ anwụọla

CHIDIMMA Omah, onye enyi ya nwaanyị mụnyere ọkụ na Makurdi, steeti Benue anwụọla n'ihi mmerụ ahụ o nwetara n'ọkụ ọgbụgba ahụ.

Na Delta, ejidela di na nwunye kpuchibidoro nwa afọ abụọ ụzọ enyeghị ya nri

NDỊ uweojii steeti Delta anwụchikọọla otu nwoke aha ya bụ Wisdom maka mmesọ ọjọọ o mesoro nwa ya gbara afọ abụọ aha...

N’Anambra, ọhaneze ndị Igbo ahọpụtala ndị ndu ọhụrụ

IGBO sị na ọ dị mma a sụgide ụtara, e hogharịa ọdụ.   N'ịgbaso nke a, ndị òtù Ọhaneze...

Ozubulu: Bishop Okeke akatọọla ndọrọndọrọ n’ụlọụka, ịwakpo ndị ụka

BISHOP ụka Katọlik dayọsịs nke Nnewi, ‘Most Rev’ Hillary Okeke akwaala arịrị maka ịtụfu ọtụtụ ndụ nke dapụtara na mwakpo a wakporo...

Ndị uweojii Lagos ejidela mmadụ 237 n’ụlọnkwarị maka ịda iwu Korona

IGBO sị na ọ na-abụ onye a gwara agwa ma ọ nụghị anụ, o mee emee ọ hụ ahụ; ma sịkwa na...

Njem abalị ajọka makaihe mberede okporoụzọ – Onyeisi FRSC

ONYEISI ụlọọrụ na-ahụ maka njem okporoụzọ n'ala anyị, Federal Road Safety Corps (FRSC) bụ Boboye Oyeyemi adụọla ndị niile na-eme njem abalị...

Ọkụ agbaala ụlọọrụ mmepụta akọrọngwa ọgbatumtum na Nnewi

  ỌKỤ agbariela ụlọọrụ na-emepụta akọrọngwa ọgbatumtum  bụ Louis Carter Industries Nigeria Limited, nke dị n'Akaboukwu Uruagu Nnewi, steeti Anambra. Ulọọrụ ahụ nke...

Obiano emegheela okporoụzọ Igwe Ezeudo n’Uke

A KPỌKUOLA ndị aka ji akụ n'ime steeti Anambra ka ha nyere gọọmenti aka n'ịkwàlite ọrụ mmepe obodo, site n'ịrụnyegasị ihe dị...

Gọọmenti Anambra ga-anwụchi onye ọbụla ji ụmụaka arịọ arịrọ – Mezue

IGBO sị na ọ na-adị mma ibu ụzọ ma ọkwa mmiri tupu ozuzo ya.   N'ịgbaso nke a, Kọmishọna...

A rịọla ndị ndu ụka ka ha nye aka ibelata mgbasa ọrịa Korona

DỊKA ọrịa nje korona jikwà nwayọ na-agbasawanye ma na-abawanyekwa ụba ọzọ ugbua, ọchịchị steeti Anambra ahaziela ọgbakọ nkụzi pụrụ iche maka ndị...

Egwu ndị Igbo: Egwu e ji aga karooru Ekeresimeesi

KAROORU so n'ihe a na-eme mgbe ọbụla a na-agba Ekeresimeesi. Ihe ọ pụtara bụ ịgụ egwu ọńụ maka ọmụmụ onye nzọpụta. A...

Nri ndị Igbo: Achịcha na fịọfịọ

ACHỊCHA na fịọfịọ bụ nri ndị Igbo. Oge e ji erikarị nrị a bụ oge ụganị. Oge ahụ ji na ihe oriri...

Na Delta, aka akparala pastọ maka ịma nwaanyị ụka ya elu n’ike n’ogige ụlọụka

NDỊ uweojii steeti Delta anwụchịkọọla ma kpụgharịa otu pastọ aha ya bụ Frank Osedi nke ụlọụka Sure Fire Ministry, Kwale n'okpuru ọchịchị...

Na Lagos, ụfọdụ akwapụla n’ogbe ha ka ndị oji egbe ziteere ha ozi na...

ỤFỌDỤ ndị nwe ụlọ (landlords) na ndị bi ebi (tenants) na Dejuwogbo, Oke-Ota Ona, Ikorodu dị na steeti Lagos esila n'ụlọ ha...

Ndị uweojii Anambra anwụchiela mmadụ anọ maka ịkwalite otu nzuzo

ỤBỌCHỊ niile nwere ike bụrụ nke onye ohi, mana otu ụbọchị ga-abụrịrị nke onye nwe ụlọ.   O wee...

Ekeresimeesi: Otu Odu Eze ekesàárala ndị ajadu ihe oriri n’Enugwu-Ukwu

Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ ma zụọ azụọ na nsonso a, dịka otu a maara dịka 'Otu Odu Eze Royal Society Enugwu-Ukwu' késààrà ụmụnwaanyị...

N’Amawbia, òtù enyemaka abụọ agbaarala ndị ikedịnobi Ekeresimeesi

ÒTÙ e jiri inyere ndị ụwa na-atụ n'ọnụ aka wee mara, bụ òtù 'Love Care For The Needy Foundation' site na njikọaka...

Ebe niile na-ekezi muke-muke maka Ekeresimeesi

A baala izuụka Ekeresimeesi, ebe niile na-adazi katakata maka na ndị mmadụ na-akwadobe nnukwu emume ahụ n'ike n'ike. N'ihi ya, onye ntaakụkọ...

Udoba ekesàála ihe nkwàlite agụmakwụkwọ, gbaara ọtụtụ mmadụ Ekeresimeesi

OKE ọñụ dàrà n'okpuru ọchịchị 'Anambra West' nke steeti Anambra na nsonso a, dịka onye na-anọchite anya ọgbọ nta nkwàdo okpuru ọchịchị...

Ejiji ụmụaka n’oge Ekeresimesi

OGE Ekeresimeesi bụ oge onye ọbụla na-agba mbọ hụ na o doziri onwe ya nke ọma n'ihi na ọ bụ nnukwu emume...

Ihe dị iche iche mmadụ ga-amụta n’aka nnekwu ọkụkọ

ỌKỤKỌ so n'anụmanụ na-ebi n'ụlọ nke mmadụ na-azụ. Mmadụ ji ịzụ ọkụkọ egbo mkpa dị iche iche dịka ihe oriri na ego.

Ọmarịcha osisi Chukwu Okike jiri chọ ụwa mma

OKOOKO (flower) bụ ụmụ osisi Chineke jiri mee ka ụwa maa mma. O nwere ndị na-adị n'ụdị obere osisi nwee ndị na-abụ...

Obianọ ekwenwòóla nkwà ịkwàlite ọnọdụ mmụta n’Anambra

AKA na-achị steeti Anambra, bụ Gọvanọ Willie Obianọ ekwenwòóla nkwà na ọchịchị ya agaghị ada mbà n'ịkwàdo na n'ịkwàlite ezi ọnọdụ mmụta...

Gwongworo akwọriela otu onye n’Onitsha

Ọ BỤNNỌỌ oge anyammiri na ákwá arịrị na nsonso a, dịka otu onye ọzọ zutèrè ọnwụ mberede ya n'Onitsha dị na steeti...

Òtù ‘The Siere Foundation’ achịkọbala asompi ịkpọ ụbọ n’Anambra

Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ ma zụọ azụọ na nsonso a, dịka òtù nnọrọonwe a maara dịka 'The Siere Foundation' chịkọbàra ma hazie mmemme...

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

Òtù ‘All4One’ akwụọrọla mmadụ 14 ụgwọ ụlọọgwụ na Nnewi

ÒTÙ ọrụ obi ebere a maara dịka 'All4One Friends Club of Nigeria' nọrọ na nsonso a wee kwụọrọ mmadụ iri na anọ...

Òtù nchụla sickle cell arịọla gọọmenti maka atụmatụ ya

ORIAKỤ Chinwe Nnagbo bụ onyeisioche otu nnọọrọonwe (NGO) Chiemma Empowerment Foundation, otu na-ahụ maka ọ dị mma ụmụaka na-arịa ọrịa nńụọbara (sickle...

Idu obì n’ala Igbo: Oge mbụ na ugbua

Idu obì bụ otu n'ime ihe zuru Igbo ọnụ, ma bụrụkwa oge e ji asị nwata nwoke ''Lee nke a jide" n'ezinaụlọ...

Ndị Enugwu-Ukwu ejirila ọñụ mee Ịgụ Arọ

O KWÒRÒ ekwò ma hịọ ahịọọ na nsonso a n'obodo Enugwu-Ukwu, dị n'okpuru ọchịchị ime obodo Njikọka nke steeti Anambra, dịka ndị...

Aguleri agbaala Ọvala n’egwu n’amu

NDỊ obodo Agụleri dị n'okpuru ọchịchị ime obodo 'Anambra East' nke steeti Anambra nọrọ na nsonso a wee mee emume ịgba Ọvala...

Ndị Ebenator ahọpụtala ndị ndu ọhụrụ

IGBO sị na ọ na-abụ onye e nyere mara jikwaa, e nye ya ọzọ.    Ka ọ dị taa,...