Uru mgbasa ozi bara

MGBASA ozi bụ ụzọ e si eme ka ndị mmadụ mara ihe ha kwesiri  ima nke ọma makana ịghọta ihe a na- ekwu nke...

E chiela Mbamalụ Igwe Ojoto

Izunna Okafor   DỊKA a sị na okpu eze na-adị mma n'isi onye o ruru, e guzobela ma chizuo Gerald Ọbụnadike Mbamalụ dịka eze ọdịnala...

Anambra na Enugu ezutela maka ikpezi nsogbu ókè àlà ha

N'IHI nsogbu ahụ na-adapụta oge ụfọdụ n'etiti steeti Anmbra na steeti Enugu bànyere ókè àlà, steeti abụọ ahụ ezutela ọzọ iji wee kpezie ma...

Ndị Nteje akwaa nwanyị ndị na-achị ehi gburu

Izunna Okafor   Ọ BỤ nnọọ oge anya mmiri na Nteje dị n'okpuru ọchịchị Oyi na steeti Anambra, dịka ndị obodo ahụ zukọrọ n'ụjụ wee lie...

Emume ụka nne

Chinwendu Uzoatu   Ọ BỤ onye na-aza mama? Nne! Mama m ihe dị mma ka m ga-emere gị - Ayamma Ayamma, onye ọ ga-adịrị mma...

Ndị òjì egbè abagbuola onyeisi ọchịchị obodo Nimo n’Anambra

DỊKA a sị na ọ bụ chi na-efo ihe ọma na ihe ọjọọ ana-efote, ndị oji egbe ezu, ndị a maghị ndị ha bụ...

Ndị Umuchu akpọkuola gọọmentị maka ihe mberede na-eme n’okporo ụzọ Afo-Ibughubu

IHE mberede nke okporo ụzọ dapụtara n'Umuchu nke dị n'okpuru ọchịchị Aguata na steeti Anambra ụbọchị Tuzudee ọnwa a dị n'abalị iri na abụọ.     ...
Nkem Okeke

Enugwu-Ukwu echiela Okeke Ezuo II

OSOTE aka na-achị steeti Anambra bụ Dọkịnta Nkem Okeke abụrụla onye  chiri echichi dịka ‘Ezuo Nke Abụọo’ n'Enugwu-Ukwu na Ụmụnri, bụkwa echichi nke e...
New yam Festival

Aguluezechukwu eriela ji ọhụrụ

Chinwendu Uzoatu   DỊKA a nọ n'emume iri ji ọhụrụ ugbua, ndị Aguluezechukwu, nke dị n'okpuru ọchịchị Aguata na steeti Anambra nọ na Satọdee gara aga...

Ndị uwe ojii ejidela nwoke banyere otu nzuzo ka o were nweta ọlụ

ONYE  a na-ele anya na o so n'otu nzuzo, Chinedu Emenike,onye a kpọchiri site na aka ndị 'Internal Security' nke 'Michael Okpara University of...

Ndị Nigeria bị South Africa akatọọla ogbugbu e gburu onye otu ha

ONYEISIOCHE otu jikọtara ndị Nigeria bi South Africa bụ Maazị Benjamin Okoli akwaana arịrị maka ogbugbu nke e gburu otu nwa afọ Nigeria bị...
anwụrụ ike

Nwa okorobịa akwụọla ụdọ n’ihi anwụrụ ike ọñụfere oke

Chris Anyichie   NdỊ uwe ojii n' Enugu steeti ebidola ime nyocha maka ihe mberede mere nwa nwoke di afọ iri abụọ na anọ ịkwugbu onwe...
Anambra Youth empowerment

Gọọmenti Anambra enyela ndị ntorobịa nkwàdo n’ọlụ aka dị iche iche

OBODO juputara nnọọ n'ọñụ ụbọchị Mọnde na steeti Anambra dịka gọọmenti steeti ahụ nyere ndị ntorobịa karịrị iri ise na steeti ahụ nkwàdo na...
ji ọhụrụ

Nanka e riela ji ọhụrụ

Chris Anyichie   IHE mmemme iri ji ọhụụ nke ndị Nanka n'okpuru ọchịchị Orumba 'North' nke Anambara Steeti ka e mere n'izu ụka gara aga n'Obi...

Ndị uwe ojii Anambra ejidela mmadụ 113 maka òtù nzuzo na ịpụnara...

NDỊ uwe ojii na steeti Anambra ejidela mmadụ ruru ótù nàrị na iri na atọ a na-enyo ènyò na ha bụ ndị òtù nzuzo...
Ofala Onitsha

Obi Onitsha agbaala Ọfala nke iri na asaa

N'IHI na a sị na ihe emeghị n'izu, o mee n'ọnwa; eze ọdịnala Ọnịtsha, bụ Obi Nnaemeka Alfred Achebe, ewerela oke ọñụ dara ụda...

Mmemme ụbọchị asụsụ mba: Ọnọdụ asụsụ Igbo ugbua

Izunna Okafor dere akụkọ ndịa ASỤSỤ bụ e jiri mara ndi ma bụrụkwa nkụ dị na mba na-eghere mba nri. Ọ bụ ahụghị ebule ma...

E mepeela ebe nlekọta ahụike abụọ n’Idemili

OKE ọñụ dara nnọọ n'Ogidi na n'Eziowele dị n'okpuru ọchịchị Idemili North nke steeti Anambra dịka a gbàpere ebe nlekọta ahụike, bụ nke e...
Ịgba alụkwaghị

Ịgba alụkwaghị m di na nwunye

ỊGBA alukwaghịm bụ ihe na-adapụta na ndụ. N'ebe di na nwunye nọ, nwoke nwere ike ịgba nwanyị alụkwaghị m, nwanyị nwekwara ike ịgba nwoke...
Rev Fr'. Jude Egbuom

Ndị ekperima agbagbuola fada na otu onye n’Imo

NDỊ oji egbe agbagbuola otu ụkọchukwu ụka Katolik ma buru ụgbọala ya laa na Nkwerre, nke dị n'okpuro ọchịchị Nkwere na steeti Imo. Ndị oji...

Mbamalụ echiela Igwe Ojoto: Obiano enyela ya akwụkwọ ịkịke

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ enyela Igwe Gerald Mbamalụ asambado dịka eze ọdịnala ọhụụ nke obodo Ojoto dị n'okpuru ọchịchị Idemili...

A kpọọla oku ka a na-akuzi mkpụrụ edemede Igbo n’ụlọakwụkwọ

 AKPỌỌLA oku ka ngalaba na-ahụ maka mmụta (Ministry of Education) kwado mkpụrụ edemede Igbo A,B,CH, D n'ụlọakwụkwọ nke prima niile nke dị n'ala Igbo....

Ndị ụka etoola Fada Stephen Echezona maka ndu ọma ya

Chinwendu Uzoatu   EBE nile bụ egwu na amụ ụbọchị ụka gara aga na 'St Gabriel's Catholic Church', Okpuno, n'okpuro ọchịchị Awka 'North'. Ọ bụ ubọchị...
Asusu Igbo

Obianọ akpọọla oku ka a kwalite asụsụ Igbo

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ akpọọla oku ka onye ọbụla bụ ezi nwa afọ Igbo tinye aka ma tụnye ụtụ nke...
ndụ ọgụgụ akwụkwọ

Ịgụ akwụkwọ na-eweta ngbanwe mmepe – Ndị Ọkammụta

Uchenwa Mba   NDỊ “National Library of Nigeria' nọrọ ụnyahụ meee mmemme nke isi okwu ya bụ Ibigide ndụ ọgụgụ akwụkwọ maka ezi mgbanwe 'Sustaining Life-long...
Ndi olu ANPC

ANPC atụọlara Chukwu mmamma maka ọganihu ha

 Kelee Chukwu maka ụgwọ Obiano n'akwụ ndị lara ezumike nka na ụlọ ọrụ ha ỤBỌCHỊ ụka ọnwa Maachị dị na mkpụrụ ụbọchị iri na...

E liena ozu ndị fada abụọ na Dayọsis Awka

Chinwendu Uzoatu   ỌNWỤ bụ ozuru ụwa ọnụ. Ọ maghị onye ukwu nke ọ na-ama onye nta. Ọ bata n'obodo, ebe nile e dere duu. Ọ...

Gọọmentị enyela Igwe Utuh, Lilu akwụkwọ ikike

OBODO jupùtara nnọọ n'añụrị ụbọchị Tuzdee dịka aka na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ nyere ndị eze ọdịnala abụọ asambodo maka ịbụ igwe...

Obiano eturula ugo maka ọchịchị onyekwue uche ya n’ USA

N'IHI na a sị na okpu na-aka mma n'isi onye o kwesiri, aka na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ abụrụla onye a nọrọ...

Aga m etinye ndụ m ịhụ na m nkwere Nwosu n’aka dịka gọvanọ...

GỌVANỌ Imo steeti bụ Rochas Okorocha e kwula na ya ga-etinye ndụ ya na ọbara ya, ịhụ na ya kwere Uche  Nwosu n'aka dịka...

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

Òtù ‘All4One’ akwụọrọla mmadụ 14 ụgwọ ụlọọgwụ na Nnewi

ÒTÙ ọrụ obi ebere a maara dịka 'All4One Friends Club of Nigeria' nọrọ na nsonso a wee kwụọrọ mmadụ iri na anọ...

Òtù nchụla sickle cell arịọla gọọmenti maka atụmatụ ya

ORIAKỤ Chinwe Nnagbo bụ onyeisioche otu nnọọrọonwe (NGO) Chiemma Empowerment Foundation, otu na-ahụ maka ọ dị mma ụmụaka na-arịa ọrịa nńụọbara (sickle...

Idu obì n’ala Igbo: Oge mbụ na ugbua

Idu obì bụ otu n'ime ihe zuru Igbo ọnụ, ma bụrụkwa oge e ji asị nwata nwoke ''Lee nke a jide" n'ezinaụlọ...

Ndị Enugwu-Ukwu ejirila ọñụ mee Ịgụ Arọ

O KWÒRÒ ekwò ma hịọ ahịọọ na nsonso a n'obodo Enugwu-Ukwu, dị n'okpuru ọchịchị ime obodo Njikọka nke steeti Anambra, dịka ndị...

Aguleri agbaala Ọvala n’egwu n’amu

NDỊ obodo Agụleri dị n'okpuru ọchịchị ime obodo 'Anambra East' nke steeti Anambra nọrọ na nsonso a wee mee emume ịgba Ọvala...

Ndị Ebenator ahọpụtala ndị ndu ọhụrụ

IGBO sị na ọ na-abụ onye e nyere mara jikwaa, e nye ya ọzọ.    Ka ọ dị taa,...