E nyela ndị igwe ọhụrụ asambodo n’Anambra

DỊKA a sị na ọ na-adị mma a kpụọ Diji, a kpụnye ya óké ji n'aka, gọọmenti steeti Anambra enyela ụfọdụ ndị eze ọdịnala...

Gọọmenti Anambra ga-anwụchi onye ọbụla ji ụmụaka arịọ arịrọ – Mezue

IGBO sị na ọ na-adị mma ibu ụzọ ma ọkwa mmiri tupu ozuzo ya.   N'ịgbaso nke a, Kọmishọna...

COVID-19: Ndị Anambra ekwupụtala uche ha maka ịmaghepu ụfọdụ ihe a machiri

IGBO sị na ọ na-abụ e tòó onye gburu ewu, ọ hụ ehi, o gbuo. Ka ọ dị taa,...

Obianọ atọhapụla ndi nga iri n’Ekwulọbia

AKA na-achị Steet Anambra bụ Govanọ Willie Obiano atọhapụla ndi nga mmadụ iri bụ ndị nọ n'ụlonga 'Aguata Prisons' nke di n'Ekwulobia n'okpuru ọchịchị...

Anya mmiri ala anyị

ALA Naịjiria ebegbuo onwe ya n'akwa Anya mmiri anya mmiri ebe niile Akwa ụtụtụ, akwa ndeeri na akwa arịrị Onye ga-azọ ala anyị?   Chi ọbụbọ were aka ekpe...

Ụfọdụ anụmanụ na aha igbo ha

Ndị Igbo sị na ọ na-abụ a kọwaruo, a maruo, maka na onye amaghị ọfọ nna ya nwèrè ike ịkpọ ya mkpirisi...

Aka ndị uwe ojii akparala Ikanda, a na-enyo enyo na ọ bụ ogbu...

NDỊ uwe ojii na steeti Anambra anwụchikọọla ma kpụgharịa ụfọdụ ndị a na-enyo ènyò na ha na-etinye aka n'arụrụ ala, nke otu onye n'ime...

Gọọmenti Delta enyela ndịnkuzi 41 ntaramahụhụ maka igwu ojoro n’ule WASSCE

GỌỌMENTỊ steeti Delta enyela ndịnkuzi iri anọ na otu ntaramahụhụ maka igwu ojoro n'ule 2019 West African Senior School Certificate Examination (WASSCE).

A màlitela ijide ndị ji ụmụaka arịọ arịrịọ n’Anambra

N'AGBAM mbọ ahụ ọ bagidere iji kpochapụ ịtụ mgbere ụmụaka, inye ụmụaka ọlụ karịrị ha na iji ụmụaka eme ihe ọjọọ dị iche iche,...

Anambra na Enugu ezutela maka ikpezi nsogbu ókè àlà ha

N'IHI nsogbu ahụ na-adapụta oge ụfọdụ n'etiti steeti Anmbra na steeti Enugu bànyere ókè àlà, steeti abụọ ahụ ezutela ọzọ iji wee kpezie ma...

Obiano emegheela okporoụzọ Igwe Ezeudo n’Uke

A KPỌKUOLA ndị aka ji akụ n'ime steeti Anambra ka ha nyere gọọmenti aka n'ịkwàlite ọrụ mmepe obodo, site n'ịrụnyegasị ihe dị...

Anambra ga-ekesa ụlọakwụkwọ tamomịta dị otu puku ma ha meghee

KỌMISHỌNA na-ahụ maka mmụta na steeti Anambra bụ Ọkammụta Kate Omenugha ekwupụtala na gọọmenti ga-ekesa ihe e ji enyocha ọnọdụ ahụike mmadụ (infrared themometers)...

Obianọ enyela ndị igwe ọhụrụ akwụkwọ ikịke

DỊKA a sị na ọ na-adị mma a kpụọ Diji, a kpụnye ya óké ji n'aka, aka na achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie...

Onye omeiwu Anambra, Okafor arụgharịarala nwaanyị ajadụ ụlọ ya ọkụ gbara na Nnewi

OMERE nwaogbenye na-emere Chi kere ya, maka na ọrụ ọbụla wèrè ụgwọ so ya.   Ọ bụ n'ịgbasò nke a ka...

E chiela Mbamalụ Igwe Ojoto

Izunna Okafor   DỊKA a sị na okpu eze na-adị mma n'isi onye o ruru, e guzobela ma chizuo Gerald Ọbụnadike Mbamalụ dịka eze ọdịnala...

Nsukka amachiela ihe niile gbasara osu

OGBE (villages) dị otu narị na iri na iteghete (119) n'ime obodo nọọrọ onwe ha (autonomous communities) dị na Nsukka, n'okpuru ọchịchị...

E liela ozu onye ntaakụkọ Igboanugo n’Okija

E LIELA ozu Chief Foster Chinenyengozi Igboanugo (Obinakueze) n'obodo ya bụ Okija nke dị n'okpuru ọchịchị Ihiala na steeti Anambra. E mere emume akwamozu...

Ụlọ etigbuola otu obere nwa n’Ọnịtsha

ANYAMMIRI na mkpu akwa wàrà n'Ọnịtsha na nso nso a, dịka otu ụlọ dàrà wee tipịa isi otu nwatakịrị na mpaghara 47 Modebe...
Ndị ụkọchukwu

Ụka Katolik e chiela mmadụ iri na atọ ụkọchukwu n’Awka

Chinwendu Uzoatu dere akụko   Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ na 'St Patrick's Cathedral, Awka' na Satọdee gara aga, ebe a nọrọ chie ụmụokorobia iri na atọ ụkọchukwu.   Ọ...

Ọrịa ‘Lassa Fever’ ebidola ọzọ na Nigeria

NDỊ ụlọ ọlụ 'Nigeria Centre for Disease Control' ekwuputala na ọrịa 'Lassa Fever' agbasakwala na ala anyị bụ Nigeria. Ha kwuputara nke a n'ihi...

Ndị bishọpụ ụka Katọlik akpọkuola gọọmenti etiti ka ọ zọpụta Nigeria

NDỊ bishọp ụka katọlik etiela ebewu n'ihi enweghị ezi nchekwa nke chere ala Nigeria aka mgba n'oge ugbu a. Ha kpọkuru gọọmenti etiti ka...

Nigeria @ 59: Obianọ ekwuoala n’ụbọchị a mụrụ Zik dị mma ị...

IGBO sị na okpueze na-adị mma n'isi onye o rùrù, ma sịkwa na ùgwù na-adị mma ịkwanyere onye o kwèsìrì.  Ka ọ dị taa,...

Anambra: Ụlọ etigbuola nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ n’Obosi

... Gọọmenti Anambra ekpebie ịkụtù ụlọ ahụ ANYAMMIRI gbàrà ka ijummiri na nsonso a, dịka akụkụ otu nnukwu ụlọelu...

Ndịntorobịa na-ede akwụkwọ ga-eme emume ncheta Achebe n’Awka

ỤBỌCHỊ Monde ọnwa Novemba ga-adị n'abalị iri na isii, afọ a bụ 2020 ka otu ndịntorobịa na-ede edemede na steeti Anambra ga-eme...

Korona: Egbujiobi ejirila akụrụngwa ahụ ike kwàdo Anambra

N'IJI tụnye soro tụnye ụtụ nke ya ma soro nye aka na mbọ ahụ a na-agba imemìlà ọrịa nje korona, otu nwaafọ obodo...

Kedụ ihe ịma banyere Prince Philip?

A MỤRỤ Prince Philip na Greek 'Island' nke Corfu na Juunu 10, 1921. 2. Ọ lụrụ nwunye ya bụ...

Na Zimbabwe, otu nwaanyị azọpụtala nwa ya n’ọnụ agụiyi

N'EZIOKWU, ịhụnanya nne nwere n'ebe nwa no dị egwu. Ya mere otu nwaanyị azopụtala nwa ya n'aka agụiyi bịara igbu ya.

Nri ndị Igbo: Odudu (ndudu)

NRI ndị Igbo nke izu a bụ otu n'ime nri dị ụkọ n'oge a. O nwere aha mpaghara ọ bụla na-akpọ ya. Ụfọdụ...

E liela ozu nnenwanyị Obumse n’Onitsha

Uchenwa Mba   MMEMME elimozụ nke Caroline Anyanna Obumse bụ nke emere n'ụbọchị iri abụọ na iteghete nke ọnwa Julaị . Ndị ụka 'Immanuel Church, Onitsha,'...

Agwala ndị na-ekpo aja n’Oko ka ha kwụsi

GỌỌMENTI steeti Anambra adọọla ndị niile na-ekpo aja n'ụzọ ezighị ezi n'Oko dị n'okpuru ọchịchị Orumba South aka na ntị ka ha were ọsọ...

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

N’Anambra, e meela ụbọchị ndị ọrụ nsọnyụ ọkụ

Ọ BỤNNỌỌ oke mmemme, dịka ụlọọrụ nsọnyụ ọkụ na steeti Anambra a maara dịka 'Anambra State Fire Service' nọrọ ụbọchị Tuzdee wee...

Bill Gates na nwunye ya ekwuola na ha ga-ekewa

... Ka ọ gachara afọ iri abụọ na asaa ha lụrụ di na nwunye AKA ji akụ a maara...

Egwu ndị Igbo: Egwu Ekpiri ka na-agakwa n’ihu

 N'EGWU ndị Igbo nke izuụka a anyị ka na-agakwa n'ihu maka egwu ekpiri. Ihe kpatara ya bụ n'ihi na e nwere ọtụtụ...

Nri ndị Igbo: Achịcha ede

NDỊ Igbo nwere ihe oriri dị iche. Nke kachasi bụ na ihe oriri ọ bụla nwere mgbe e jị erikarị ya. Anyị...

Uru na ọghọm dị n’usoro nzikọrịta ozi ọgbara ọhụrụ (I)

USORO nzikọrịta ozi ọgbara ọhụrụ 'Social Media' bụzi egwu e ji n'ụwa nille taa. O mere ka mgbasaozi na-aga ọsọ ọsọ n'egbughị...

E liela nnukwu onye ntaakụkọ Uche Ezechukwu n’Amesi

E LIELA onye ntaakụkọ a maara aha ya n'ala anyị, Chiifu Uche Ezechukwu n'Amesi nke dị n'okpuru ọchịchị Aguata na steeti Anambra.