Ụgbọala ọzọ bu mmanụ ọkụ adaala n’Awka
KA ọ gachaara ihe dịka izu ụka abụọ, ụdị ihe ahụ mere, ihe izendụ ọzọ dapụtara nsonso a n'Awka bụ isi obodo...
N’Anambra, RUWASSA na UNICEF azọpụla njem ịkwalite ọnọdụ adịmọcha
A KPỌỌLA oku ka a kwụsị ịrụ arụrụ nsị, bụ ịnyụ nsị n'ọhịa nakwa n'ebe ndị ọzọ ghe oghe, ma kọwaa mkpa...
N’Anambra, onye tipà akụgbuola onye ji ụkwụ agara onwe ya
ANYAMMIRI wàrà na nsonso a na steeti Anambra, dịka ihe mberede okporo ụzọ dapụtara na steeti Anambra ma taa isi otu onye,...
N’Awka, ụka Angịlịkan echiela ndị ụkọchukwu ọhụrụ
Ọ BỤ nnọọ oge ọñụ na oge inye ike maka ije oziọma, dịka Bishọọpụ ụka Angịlịkan na Dayọsiisi Awka, onye bụkwa Ashbishọọpụ...
N’Osun, a chụọla onyeisi mahadum n’ọrụ maka itinye àkwà ndina n’ụlọọrụ ya
ISI ọchịchị mahadum 'Federal Polytechnic Ede' dị na steeti Osun, nọrọ na nsonso a wee gwa onyeisi mahadum ahụ ka ọ nọzugagodi...
Ọńụ juru n’ụlọụka Thomas Aquinas n’Awka mgbe Uju Odimgbe nweburu ọrịa anyinya bịara...
NDỊ ụka St Thomas Aquinas Catholic Church, G.R.A, Awka,. kelere Chineke n'ebe ọ dị ukwuu ụbọchị ụka gara aga ka otu onye...
A kọwaala akwụkwọ ka ụzọ mmadụ si aghọta ntọala obodo
OTU jikọtara ndị na-ede akwụkwọ, Association of Nigerian Authors (ANA); (otu mpaghara ya) mere emume zuzugbe ome n'afọ ha, agba nke iri...
A ga-akwa ozu Oriakụ Ezeoke echi
EMUME akwamozu nke Ezinne Oriakụ Bernadette Lolo Ezeoke (Ada be Uzoadazie) onye e ji Nwanyị Makarịa wee mara ga-abụ echi, Fraịdee ọnwa...
Ihe iri ga-enyere gị aka maka njem Ekeresimesi
NYOCHAA ma hazie ụgbọala gị tupu ịmalite njem.
Were belụtụ oche kpọchie onwe gịAgbala waawaawaaAńụla mmanya ọkụ...
Ise anwụrụ na-egbu mmadụ nde asatọ ahọ ọbụla n’ụwa – WHO
World Health Organisation (WHO) agbaala ama na mmadụ dị nde asatọ (eight million) na-anwụ n'ihi ise anwụrụ (smoking) afọ ọbụla.
Echiche ndị mmadụ banyere ọnọdụ ihe isiike cheere ụwa aka mgba n’oge a
DỊKA ihe siri ike n'oge ugbu a nke mere na onwekebeghị ihe na-aga otu o kwesịrị, ndị mmadụ na-enye mkpesa na isi...
Anyachebelu emepeela ụlọikpe majie n’Ukpor
ỌKAIKPE nkwụmọtọ na steeti Anambra, bụ Ọkaikpe Onochie Manasseh Anyachebelu nọrọ na nsonso a wee gbapegharịa ụlọikpe majie dị n'Ụkpọr, bụ 'Ukpor...
Obianọ ehibela atụmatụ inye ọzụzụ maka nchekwa ime obodo
AKA na-achị steeti Anambra, bụ Gọvanọ Willie Obiano agbapeela amụma inye ọzụzụ maka nchekwa imeime obodo dị iche iche na steeti ahụ.
‘Egburu m onye ọgbatumtum ka m nweta ego ji m ga-akọ n’oge ọrụugbo’
OTU nwoke aha ya bụ Ayo Lawal a nwụchikọrọ maka na o gburu onye na-anya ọgbatumtum e ji akpa ego (ọkada) a...
Amachiela ịnakọ ụtụ n’okporoụzọ ọbụla na steeti Anambra
NDỊ Igbo kwuru sị na ọ bụrụ na a gbaghị ụzọ owere mgba, ọ naghị echi. Ya mere, n'ihi oke ịna ụtụ...
Ọkụ agbariela ọtụtụ ọdụ ahịa n’Ufuma
ỌKỤ agbagwọọla ọdụ ahịa (lock up shops) na njikọ ụzọ (junction) Ufuma dị n'okpuru ọchịchị Orumba North na steeti Anambra.
N’Anambra, gọọmenti ekesàárala ndị ọrụ ugbo mkpụrụ osikapa
IJI hụ na a na-enwe ma na-emepụta nri gbaanyụụ na steeti Anambra, gọọmenti steeti ahụ ekesàála ndị ọrụ ugbo nọ n'okpuru ọchịchị...
Oke oyibo, anụmanụ mara mma ma dị mfe ịzụ azụ
OKEOYIBO (rabbit) bụ anụmanụ bara nnukwu uru. A na-eri anụ ya eri, e ji ya akpata ego, ụfọdụ ndị mmadụ jikwa ya...
Na Bayelsa, a gụpụtachaala ozu ndịuweojii isii mmiri riri
ỌNỤỌGỤ ndị uweojii nwụrụ n'Oshimiri dị na Southern Ijaw, steeti Bayelsa ka ha na-aga ọrụ eruola isii.
Oge...
N’Ebonyi, eliela ụmụakwụkwọ ise nwụrụ n’ihe mberede okporoụzọ
Ọ BỤ ihe oke anya mmiri ka ụlọakwụkwọ St Michael's Schools, Oshiri nke dị n'okpuru ọchịchị Onicha na steeti Ebonyi liri ụmụaka...
Ngagharịiwe #EndSARS: Onyeisi ndị Uweojii agaala leta ihe ndị ngagharịiwe mebiri n’Anambra
ONYEISI ndị uweojii n'ala Nigeria bụ IGP Mohammed Abubakar Adamu nọrọ ụbọchị Tuzdee wee wụchaa na steeti Anambra na njem nleta pụrụ...
N’Anambra, ndị ikedịnobi emerùbela ụbọchị ha nke ahọ 2020
Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ ma kwòó ekwòó n'Anambra na nsonso a, dịka ndị nwere nkwarụ na ọlụsị n'akụkụ ahụ ha dị iche iche,...
Ụlọọrụ LGSC emechiela ahọ, were onyinye nkwanye ugwu jaa ndịọrụ ike
ỤLỌỌRỤ Local Government Service Commission (LGSC), Awka, steeti Anambra emeela emume iji kelee ndịọrụ ha mere nke ọma n'afọ 2019/2020. Emume ahụ...
‘Awka Millennium City’ na Sagez ebinyela aka n’akwụkwọ, nkwekọrịta ịrụ okporo ụzọ
IGBO sị na ọ na-abụ ụzọ dị mma, a gaa ya ugboro abụọ, maka na ọ na-abụ ụra tọba ụtọ, e kwòbe...
Ndị Uweojii Anambra ejidela otu onye maka ohi, napụta ya égbé
Ọ NA-ABỤ onye a gwara agwa ma ọ nụghị anụ, o mee emee, ọ hụ ahụ, maka na agadi nwaanyị kachie ntị...
Egwu ndị Igbo: Egwu ndị ọrụ ji anabata ‘osikapa Ekeresimesi Obiano
EMUME ekeresimesi bụ emume oriri na ọṅụṅụ. Ya mere, ọchịchị Obiano kemgbe ọ malitere na-ebunye ndị ọrụ niile, ma ndị nọ ezumike...
Ejidela nwata nwaanyị dị afọ iri na asatọ tọọrọ onwe ya
AKA ndịuweojii akaparala otu nwata nwaanyị gbara afọ iri na asatọ maka ịtọrọ onwe ya iji napụta ezinaụlọ ya ego. Ọ bụ...
Ndị Ogbunka arịọla gọọmenti ka ọ gbata ọsọ n’obodo ha
IGBO sị na ọ na-abụ ọkọ kọba mmadụ, ọ kpọtụrụ ibe ya, mana ọ kọba anụmanụ ọ chọba ukwu osisi.
A kpọọla oku ka akwụsị ịdị na-emekpa ụmụnwaanyị ahụ
AKỌWAALA mkpa ọ dị ichekwaba ikike dịịrị ụmụnwaanyị, na ibelàta oke mmekpa ahụ a na-emekpakarị ha oge niile, ma ha, ma ụmụaka,...
Otu jikọtara ndị ọba akwụkwọ Anambra emeela ọgbakọ omenahọ
A KỌWAALA ọba akwụkwọ dịka ụlọọrụ dị mkpà n'ịkwàlite mmepe obodo, n'ihi ọrụ dị iche iche ọ na-arụ, dịka o siri metụta...