Kedụ ihe ịma banyere Prince Philip?

A MỤRỤ Prince Philip na Greek 'Island' nke Corfu na Juunu 10, 1921. 2. Ọ lụrụ nwunye ya bụ...

NAFDAC akagbuola iji kemikalụ akwado, echekwa ihe oriri

ỤLỌỌRỤ National Agency for Food, Drug Administration and Control (NAFDAC), akatọọla ma maa ọkwa na ọ dị nnukwu njọ bụ iji ihe...

Nwoke etiela nwunye ya di ime ihe, gaa n’ụlọọgwụ wepụ ikuku ‘oxygen’ e tinyeere...

NDỊUWEOJII na steeti Lagos na-eme nnyocha banyere ogbugbu nke otu nwoke gburu nwunye ya.   Oriakụ Destiny Adaeze Ikpeama...

Korona: Ndị Umuchu enyela ụfọdụ ụmụafọ nkwanyeugwu maka ezi ọrụ

IGBO sị na ọ na-abụ e kelee onye gburu ehi, ọ hụ ewu o gbuo; ma sịkwa na ọ na-abụ a kwanyere...

Nsukka amachiela ihe niile gbasara osu

OGBE (villages) dị otu narị na iri na iteghete (119) n'ime obodo nọọrọ onwe ha (autonomous communities) dị na Nsukka, n'okpuru ọchịchị...

RoLAC na gọọmenti Anambra eweputela akwụkwọ maka asụsụ mmegharịahụ

NJIKỌAKA gọọmenti steeti Anambra na òtù 'Rule of Law And Anti-Corruption, RoLAC' amịtakwala ezi mkpụrụ ọzọ, dịka òtù abụọ ahụ bipụtara ma...

Gọọmentị Anambra ekeerela ụlọọgwụ ndị ụka nwe N288.5m

N'ỊGA n'ihu n'ọrụ iwulite ngalaba ahụike steeti Anambra, ọchịchị steeti ahụ enyela ụlọọgwụ ndị ụka dịgasị na steeti ahụ mgbàkọta ego ruru...

Nwaanyị dị ime ọnwa asatọ eturula ugo ‘Gold Medal’ n’asọmpi egwuregwu ala anyị na...

MINISTA na-ahụ maka egwuregwu n'ala anyị, Sunday Dare nọ na  Wenezdee izuụka gara aga mepee ‘20th National Sports Festival’, Edo 2020 site...

Ụkwaranta na-egbu mmadụ 18 awa ọbụla na Nigeria – WHO

NDỊ Igbo na-ekwu sị onye e jiri ụkwaranta kwàá iyi kwàkwụrụ, maka na ụkwaranta anaghị egbu na ntà.  ...

Nwa Anambra dị ahọ iri, Stephanie eturula ugo, rite ọlaedo na asọmmpị egwuregwu ‘gymnastics’

... Sị na ya chọrọ ituru ugo n'Olimpik NDỊ na elekọta asọmmpị a na ụwa niile gbara gburugburu ahụla...

Nchekwa obodo: Ndị gọvanọ ndịda-ọwụwa anyanwụ ehibela Ebube agụ

N'ỊGBAKWỤNYEKWU n'ezi agbambọ ha n'iweghachi ezi ọnọdụ nchekwa na mpaghara ahụ, òtù ahụ jikọtara ndị gọvanọ ndịda-ọwụwa anyanwụ ala Nigeria a maara...

Igwe Oroma Etiti agbaala ọvala

... Chie Nnabuife, Udokwu, Okafor, Enemali, ndị ọzọ echichi Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ ma bụrụ emume dara ụda n'Isita Monde,...

Ụlọ akwụkwọ Polytechnic Oko ga-achịkọba emume nnabata ụmụakwụkwọ nke afọ a n’ikuku – Onuchukwu

IJI nweta akụkọ dị mkpa na ihe na-eme n'ulọ akwukwọ dị elu n'ihi ajọ ọrịa dị ugbu a bụ koronavaịrọsụ, ụzọ ha...

Ndị uweojii Anambra ejidiela mmadụ isii maka ohi

N'IWELITEKWU aka n'agha ahụ a na-ebu megide ndị omekoome nà ọnọdụ enweghị nchekwa ahụ a na-ahụtazị na mpaghara ebe dị iche iche...

Nwoke dinara nwa ya sị na nwunye ya amaghịzị mma n’anya ya

AKA abụọ aghọọla Maazị Ubong Akpan otu aka, ka ndị uweojii nwetechara mkpesa banyere etu o si edina ma na-amazụrị nwa ya...

Na Lagos, e jidela ụmụejima abụọ yiri onwe ha na-ezu ohi

Ọ NA-ABỤ dinta hụ ènwè hụ edi, ọ gbara ha abụọ, maka na a gaghị ejizị na nwanne enwe bụ edi wee...

Ndị Igboukwu enweela ọgbakọ ekpere, hanye obodo ha n’aka Chineke

Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ ma zụọ azụọ na nsonso a, dịka ndị obodo Igboukwu dị n'okpuru ọchịchị ime obodo Agụata, na steeti Anambra,...

N’Awka, ụlọ akwụkwọ Aquinas eritela ihe nrite ndị Rotary

Butere ha ihe onyinye maka adịmọcha NDỊ òtù Rotary nke Awka G.R.A kpọtụụrụ ụlọakwụkwọ St Thomas Aquinas Nursery/Primary School,...

Òtù enyemaka enyela ụmụnwaanyị ajadu nkwàdo n’Umueri

ONYE na-etinye ọchị n'ihu nwaogbenye na-etinye ọchị n'ihu chi kere nwaogbenye.   N'ịgbaso nke a, òtù ọrụ obiebere a...

Emume Isita, oge nnukwu mmemme n’ụka

OGE Isita nke a nọ n'elu ya ugbu a na-abụ oge mmemme dị iche iche. Ndị mmadụ na-esite n'ugwu na ndịda na-aga...

Na Dayọsiisi Aguata, Bishọọpụ Ezeofor agbapeela isi ụlọọrụ na ụlọakụ ọhụrụ

OKE ọñụ dara na nsonso a na Dayọsiisi ụka Angịlịkan Agụata dị na steeti Anambra, dịka Bishọọpụ Samuel Ezeofor gbapere agadaga ọmarịcha...

N’Imo, ndi omekoome awakpola ụlọọrụ uweojii na ụlọnga

Mebie ọtụtụ ihe, tọhapụ ndị nga IHE égwù mere na steeti Imo na nsonso, dịka ndị ojiegbe na ndị...

Ezinaụlọ etiela onyenkuzi ihe, o koropu

OTU ezinaụlọ etiela onyenkuzi ihe nke mere ka o koropu. Ya bụ ihe mere n'ụlọakwụkwọ Comforter City International School, Pakuro, nke dị...

Buhari akpọlitela onyeisi ndị uweojii ọhụrụ

ONYEISIALA Nigeria, Muhammadu Buhari agwala onye nọbu n’isi ndị uweojii, bụ IGP Muhammed Adamu ka ọ labazie ezumike nka; ma kpọlitekwazie DIG...

N’Ibadan, ndị arịrịọ emeela ngagharị iwe maka njọ ahịa

NDỊ arịrịọ dị ihe dịka narị abụọ na iri ise (250) n'ọnụọgụ emeela ngagharị iwe n'Ibadan isi obodo steeti Oyo wee katọọ...

Bishọpụ Ezeokafor agbaarala ndị onweghị ka ọ ha ha Isita

BISHỌP ụka Katọlik Dayọsis Awka bụ 'Most Rev. Dr' Paulinus Ezeokafor nọ na Satọdee gara aga gbaara ndị onweghị ka ọ ha...

FRSC Anambra enyela ndị ezinụlọ onye nwụrụ n’ihe mberede okporoụzọ ego ya ha fụrụ

ỤLỌỌRỤ 'Federal Road Safety Corps (FRSC)' na steeti Anambra nọrọ na nsonso a wee mee ihe ọtụtụ mmadụ atụghị anya a ka...

Obianọ atụọla mma-mma maka ntọhapụ Ezenwanne

... Tòó ndị ọrụ nchekwa maka uchu ha AKA na-achị steeti Anambra, bụ Gọvanọ Willie Obianọ ekeleela Chineke maka...

Ndị uweojii akpọpụtala ụmụejima nne ha kpọchidoro n’ụlọ abalị atọ

NDỊ uweojii kọmandị Ekiti azọpụtala ụmụejima gbara afọ abụọ bụ ndị nne ha kpọchibidoro ụzọ n'ime ụlọ abalị atọ.

Obianọ achọọla ndị uweojii e buliri n’ọkwa ọhụrụ mma

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ nọ ụbọchị Wenezdee, wee chọọ ndị uweojii abụọ e buliri n'ọkwa ọhụrụ na steeti...

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

N’Anambra, e meela ụbọchị ndị ọrụ nsọnyụ ọkụ

Ọ BỤNNỌỌ oke mmemme, dịka ụlọọrụ nsọnyụ ọkụ na steeti Anambra a maara dịka 'Anambra State Fire Service' nọrọ ụbọchị Tuzdee wee...

Bill Gates na nwunye ya ekwuola na ha ga-ekewa

... Ka ọ gachara afọ iri abụọ na asaa ha lụrụ di na nwunye AKA ji akụ a maara...

Egwu ndị Igbo: Egwu Ekpiri ka na-agakwa n’ihu

 N'EGWU ndị Igbo nke izuụka a anyị ka na-agakwa n'ihu maka egwu ekpiri. Ihe kpatara ya bụ n'ihi na e nwere ọtụtụ...

Nri ndị Igbo: Achịcha ede

NDỊ Igbo nwere ihe oriri dị iche. Nke kachasi bụ na ihe oriri ọ bụla nwere mgbe e jị erikarị ya. Anyị...

Uru na ọghọm dị n’usoro nzikọrịta ozi ọgbara ọhụrụ (I)

USORO nzikọrịta ozi ọgbara ọhụrụ 'Social Media' bụzi egwu e ji n'ụwa nille taa. O mere ka mgbasaozi na-aga ọsọ ọsọ n'egbughị...

E liela nnukwu onye ntaakụkọ Uche Ezechukwu n’Amesi

E LIELA onye ntaakụkọ a maara aha ya n'ala anyị, Chiifu Uche Ezechukwu n'Amesi nke dị n'okpuru ọchịchị Aguata na steeti Anambra.