Anyị ga-etutekwa ebe a na-esucha mmanụ agbidi – NNPC

Anyị ga-etutekwa ebe a na-esucha mmanụ agbidi – NNPC

ỤLỌ ọrụ ahụ okwu mmanụ dị n'aka n'ala anyị, bụ ụlọ ọrụ NNPC n'aha ịchafụ ekwuola na amụma na-aga n'ihu ugbu a iji nwogharịa...
Ndị otu jikọtara ndị okenye Anambra na nzukọ ahụ.

A kpọkuola gọọmenti etiti ka ọ kwụọ Anambra N43b o ji ya

Izunna Okafor dere akụkọ ndịa A KPỌKUOLA gọọmenti etiti ka o were ọsọ were ije  kwụọ gọọmenti steeti Anambra ego karịrị ijeri naịra iri...
Obiagbaọsọ Enukeme

Obiagbaọsọ Enukeme agbaala ahọ iri asaa na anọ

IZUNNA OKAFOR OBODO juru nnọọ gbịm  ụbọchị ụka, ebe ọñụ rịkwara ibe yaelu, dịka nwafọ steeti Anambra e jiri azụm ahịa wee mara bụ Chiifu...
Egwu Eke

Egwu Eke: Narị mmadụ nwụrụ, narị abụọ merụa ahụ na mpaghara ọwụwa anywanwụ –...

Chinwendu Ụzọatụ OTU 'Civil Society Coalition (ICSCO)' kwupụtala na ndị agha  gburu opekatampe otu narị mmadụ ma merụọ ndị mmadụ dị narị abụọ ahụ oge...
Ohaneze

E kwesịrị ikpe ndị na-achị achi ikpe ọchụ – Ọhaneze

Chinwendu Uzoatu ỌHANEZE Ndịgbo akatọọla yabụ otu kọmiti mmadụ iri e hibere, nke onye isi ya bụ osote aka na-achị Nigeria bụ Yemi Osinbajo.Yabụ kọmiti...

Obianọ ariọ ezi mmekọrịta n’etiti ndị okwukwe dị iche iche

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ akpọọla oku ka e nwee ezi mmekọrịta, ịdị n'otu na ụtọ nwanne n'etiti ndị okpupkerechi dị...

Ọhaneze ndị Igbo adụọla Buharị ka ọ nasịsịa ndị Fụlani ngwa ọgụ

Izunna Okafor Delu akuko ndia NNUKWU otu Igbo ahụ a ma ama bụ Ọhaneze Ndị Igbo akpọkuola gọọmenti etiti n'okpuru  onyeisi ala Muhammadụ Buharị ka...
Ndị Ebenatọ ahọpụta ndị ndu ọhụụ

Ndị Ebenatọ ahọpụta ndị ndu ọhụụ

Izunna Okafor     NNUKWU oke ọñụ dara ụbọchị ụmụafọ Ebenatọ, bụ obodo dị n'okpuru ọchịchị Nnewi South  nke steeti Anambra nuputara n'ìgwè wee họpụta ma...
Ntụli aka ‘Anambra Central’:Umeh erunyerela ezi usoro iwu nturu ugo ya

Ntụli aka ‘Anambra Central’:Umeh erunyerela ezi usoro iwu nturu ugo ya

By Chinwendu Ụzọatụ ONYE a họpụtara dika onye  ga-anochite anya  ndị  'Anambra Central Senatorial District', Victor Umeh,  erunyela nturu ugo ya nye ezi usoro iwu. Umeh,...
'Icheta ezinaụlọ ndị agha tufuru ndụ ha dị oke mkpa’

‘Icheta ezinaụlọ ndị agha tufuru ndụ ha dị oke mkpa’

Rose Oranye na Uchenwa Mba ỌLỤ agha bụnọọ nke dị mma ịlụ ma bụrụkwa ọlụ nke onye hụrụ ọdinma nke obodo ya n'anya. Mmadụ ịbụ...
Igbo news

Unu enyekwana ndị Fulani n’azụ ehi ala ndị IgboIgbo – MASSOB adọọ ndị...

Chinwendu Ụzọatụ NDỊ otu 'Movement for the Actualisation of Sovereign State of Biafra (MASSOB)' a dọọla ndị gọvanọ na ndị ọchịchị obodo dị iche iche...
Unu enyekwana ndị Fulani n'azụ ehi ala ndị Igbo – MASSOB

Unu enyekwana ndị Fulani n’azụ ehi ala ndị Igbo – MASSOB

Unu enyekwana ndị Fulani n'azụ ehi ala ndị Igbo – MASSOB  adọọ ndị ọchịchị ndị Igbo aka na nti Chinwendu Ụzọatụ   NDỊ otu 'Movement for the...
A kpọkuola ụmụafọ Igbo ka ha na-akwalite njirimara ha

A kpọkuola ụmụafọ Igbo ka ha na-akwalite njirimara ha

Izunna Okafor dere akụkọ ndi a DỤỌLA ndị Igbo n'ụwa gbaa gburu gburu ka ha jisie ike ma tinye aka n'ịkwalite na ichekwaba ezi njirimara...
Ndọrọ- ndọrọ ọchịchị ga apụ ọkụ –Ndi amuma

Ndọrọ-ndọrọ ọchịchị ga apụ ọkụ –Ndi amuma

Onyeisi Ụka Living Christ Gospel Church n'ala Nigeria    na mba ofesi bụ nnukwu ụkọchụkwu (Dọkịnta) Nathaniel F. Olorunsola, ebuola amụma  ma kwuwaa hooha na...
Nkem Okeke

Enugwu-Ukwu echiela Okeke Ezuo II

OSOTE aka na-achị steeti Anambra bụ Dọkịnta Nkem Okeke abụrụla onye  chiri echichi dịka ‘Ezuo Nke Abụọo’ n'Enugwu-Ukwu na Ụmụnri, bụkwa echichi nke e...

Ndị Ihiala ewerela ọñụ rie ji ọhụrụ

IGBO sị na omenala bụ ọbara na-ehù na ndụ àgbụrụ, ma sịkwa na ọ na-abụ a kọọ, gwute, a sị na ahọ amagbuola onwe...

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

Òtù ‘All4One’ akwụọrọla mmadụ 14 ụgwọ ụlọọgwụ na Nnewi

ÒTÙ ọrụ obi ebere a maara dịka 'All4One Friends Club of Nigeria' nọrọ na nsonso a wee kwụọrọ mmadụ iri na anọ...

Òtù nchụla sickle cell arịọla gọọmenti maka atụmatụ ya

ORIAKỤ Chinwe Nnagbo bụ onyeisioche otu nnọọrọonwe (NGO) Chiemma Empowerment Foundation, otu na-ahụ maka ọ dị mma ụmụaka na-arịa ọrịa nńụọbara (sickle...

Idu obì n’ala Igbo: Oge mbụ na ugbua

Idu obì bụ otu n'ime ihe zuru Igbo ọnụ, ma bụrụkwa oge e ji asị nwata nwoke ''Lee nke a jide" n'ezinaụlọ...

Ndị Enugwu-Ukwu ejirila ọñụ mee Ịgụ Arọ

O KWÒRÒ ekwò ma hịọ ahịọọ na nsonso a n'obodo Enugwu-Ukwu, dị n'okpuru ọchịchị ime obodo Njikọka nke steeti Anambra, dịka ndị...

Aguleri agbaala Ọvala n’egwu n’amu

NDỊ obodo Agụleri dị n'okpuru ọchịchị ime obodo 'Anambra East' nke steeti Anambra nọrọ na nsonso a wee mee emume ịgba Ọvala...

Ndị Ebenator ahọpụtala ndị ndu ọhụrụ

IGBO sị na ọ na-abụ onye e nyere mara jikwaa, e nye ya ọzọ.    Ka ọ dị taa,...