otu 'Igbo Ekunie

Ọ dị njọ ịnapụ ndị ọlụ nchekwa egbe ha – Igbo Ekunie

Izunna Okafor OTU jikọtara ndị Igbo e ji okwu ha agba izu n'ala Nigeria na mba ofesi, bụ otu 'Igbo Ekunie' adọọla aka na...

A tụọla mmadu iri abụọ na abụọ nga maka ọgwụ ike n’Anambra

'NDỊ ọlụ 'National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA)' ekwuola na mmadu ọnụ ọgụ ha dị iri abụọ na abụọ ka a mara ikpe ma...
Ndi olu ANPC

ANPC atụọlara Chukwu mmamma maka ọganihu ha

 Kelee Chukwu maka ụgwọ Obiano n'akwụ ndị lara ezumike nka na ụlọ ọrụ ha ỤBỌCHỊ ụka ọnwa Maachị dị na mkpụrụ ụbọchị iri na...
Asusu Igbo

Obianọ akpọọla oku ka a kwalite asụsụ Igbo

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ akpọọla oku ka onye ọbụla bụ ezi nwa afọ Igbo tinye aka ma tụnye ụtụ nke...

Nwokorobịa e gbuola nna ya n’Abatete

OTU nwokorobịa gbara afọ iri abụọ na asaa asụgbuola nna ya. Aha nwokorobịa a bụ Ifeanyi Ogụejiọfọ, onye nke e kwuru na ọ bụ...

Andy Ụba akatọọla nkwatụ ndị Umụnze na SARS

ONYE nnọchite anya ọgbọ nta kwado Anambra 'South'  n'ụlọ ọgbakọ sineeti ala anyị, bụ Mazị Andy Ụba akatọọla kpam kpam oke nsogbu na ịpị...

Amawbịa etoola Obianọ maka ịrụrụ ha ụzọ

Izunna Okafor dere akụkọ ndịa NDỊ ogbe Ụmụeze n'Amawbịa etoola aka na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ maka ịrụrụ ha ụzọ ahụ jikọrọ...
Ohuabụnwa

Ọchịchị APC ejighị ndụ ụmụ mmadụ kpọrọ ihe – Ohuabụnwa

Izunna Okafor A KỌWAALA otu ndọrọ ndọrọ APC dịka otu ejighị ndụ ụmụ mmadụ kpọrọ ihe ma ncha. Onye nnọchite anya ọgbọ nta nkwado Abịa...

Ndị ọlụ ANPC amalite izu ụka ekpere na inye ekene

Uchenwa Mba NDỊ ọlụ n'ụlọ mbipụta akwụkwọ akụkọ steeti Anambra a na akpọ Anambra Newspapers and Printing Corporation(ANPC) na-ebiputa akwụkwọ akụkwọ 'National Light' na...

Gọọmentị etiti a kwadola iwelite ọdụ ụgbọelu Enugu na Benin maka njem mba ofesi

Chinwendu Uzoatu MINISTA na-ahụ maka njem ụgbọelu bụ Hadi Sirika e kwuola na gọọmenti etiti e nyela nkwado ya maka iwulite ọdụ ụgbọelu Enugu na...

Onye Fulani ọ bụla na-achi ehi bu egbe, kpụpụ ya ụlọ ikpe ...

Chinwendu Uzoatu ONYE isi ala Nigeria bụ Muhammadu Buhari, e kwuola ka a kpụpụ onye Fulani ọ bụla na-achị ehi ji egbe 'Ak-47' ụlọ ikpe. Onye...

Obianọ akpọọla nsogbu ide mmiri n’Onitsha nnukwu ọlụ

Izunna Okafor AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ amalitela ịbagide n'amụma imemila ajọ nsogbu ide mmiri n'Ọnitsha nakwa ebe ndị ọzọ gbara...

Ọchịchị m emeela ka Nigeria bụrụ sọ mma – Buharị.

ONYEISI ala anyị bụ Muhammadụ Buharị emeela ka a mara na ọchịchị ya edebela ala Nigeria n'ezi ọnọdụ magburu onwe ya  ma mekwa ka...

Ọlụ ikpochi mbize ga ebido n’Obosi na Ogidi

ỌCHỊCHỊ steeti Anambra, n'okpuru Gọvanọ Willie Obianọ ebinyela aka n'akwụkwọ ma nye ọrụ ngo maka idozi mbize (ibo) abụọ n'Obosi na n'Ogidi, dịka ụlọ...
Anambra Rice

Anambra ga-akọpụta osikapa nke ukwu n’afọ a – Obianọ

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ emeela ka a mara na steeti ahụ na-atụ anya inweta osikapa ruru metrik ton narị puku...
Burnt Anambra Church

Alụ: Obodo agbaala ụlọ ụka jikọrọ ụmụnne di na nwunye ọkụ

NDỊ  ntorobịa n'Agba Ekwulobia, nke dị n'okpuru ọchịchị Aguata na Steeti Anambra agbaala otu ụlọụka ọkụ maka ịgba nwanne na nwanne otu nne ji...

Igwe ehi a wakpo ọdụ ụgbọ elu n’Akure

Izunna Okafor Ọ BỤ nnọọ ejìje tụrụ ụwa anya dịka igwe ehi nọrọ n'isi ngwụcha izu ụka gara  aga wee wụchaa n'ọdụ ụgbọ elu n'Akure...

Ahiara Dayosịsị: Bịshọọpụ Okpaleke A Gbaala Arukwaghịm

Izunna Okafor, Chinwendu Uzoatu BISHỌỌPỤ ụka katọliki na Dayọsisi Ahịara bụ bishọọpụ Peter Okpaleke agbaala alụkwaghịm n'ọrụ ụka ma chiliee aka elu na ya arụchaala. Ya...

Obianọ eguzobela òtù nhazi maka ụlọ oriri na nkwari Tulip

GỌVANỌ Willie Obianọ eguzobela òtù nhazi nke mmadụ iteghete mejuputara, maka ụlọ nkwari akụ Golden Tulip dị n'Agụlụ na steeti Anambra. Ka ọ na-eguzobe otu...

Mmemme ụbọchị asụsụ mba: Ọnọdụ asụsụ Igbo ugbua

Izunna Okafor dere akụkọ ndịa ASỤSỤ bụ e jiri mara ndi ma bụrụkwa nkụ dị na mba na-eghere mba nri. Ọ bụ ahụghị ebule ma...

Mbamalụ echiela Igwe Ojoto: Obiano enyela ya akwụkwọ ịkịke

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ enyela Igwe Gerald Mbamalụ asambado dịka eze ọdịnala ọhụụ nke obodo Ojoto dị n'okpuru ọchịchị Idemili...

Agwala ndi Igbo: Kwalite asụsụ Igbo ka ọ ghara ịnwụ

 Izunna Okafor dere akụkọ ndịa AKPỌỌLA onye Igbo ọbụla ka ọgbaa mbọ ghọta, bulịe  ma nwee mmasị na  ịsụ  asụsụ ya. Ndi ma maka igbasa...
Ọkụ agbaala Nkwọ Ogidi

Ọkụ agbaala Nkwọ Ogidi

Izunna Okafor ỌKỤ ọgbụgba dị oke egwu nọrọ na ngwụcha izu ụka gara aga wee dakwasị nnukwu ahịa ahụ na-ekwo ekwo, bụ Nkwọ Ogidi,...
Ezeokafor agaala leta ndị ekpenta n'Oji River

Ezeokafor agaala leta ndị ekpenta n’Oji River

Chinwendu Uzoatu ONYEISI ụka Katolik nke Daịsis Awka bụ Nnukwu ụkọchukwu Paulinus Ezeokafor a gaala njem nleta n'ebe ndị ekpenta nọ n'Oji River nke a...
Anyị ga-etutekwa ebe a na-esucha mmanụ agbidi – NNPC

Anyị ga-etutekwa ebe a na-esucha mmanụ agbidi – NNPC

ỤLỌ ọrụ ahụ okwu mmanụ dị n'aka n'ala anyị, bụ ụlọ ọrụ NNPC n'aha ịchafụ ekwuola na amụma na-aga n'ihu ugbu a iji nwogharịa...
Ndị otu jikọtara ndị okenye Anambra na nzukọ ahụ.

A kpọkuola gọọmenti etiti ka ọ kwụọ Anambra N43b o ji ya

Izunna Okafor dere akụkọ ndịa A KPỌKUOLA gọọmenti etiti ka o were ọsọ were ije  kwụọ gọọmenti steeti Anambra ego karịrị ijeri naịra iri...
Obiagbaọsọ Enukeme

Obiagbaọsọ Enukeme agbaala ahọ iri asaa na anọ

IZUNNA OKAFOR OBODO juru nnọọ gbịm  ụbọchị ụka, ebe ọñụ rịkwara ibe yaelu, dịka nwafọ steeti Anambra e jiri azụm ahịa wee mara bụ Chiifu...
Egwu Eke

Egwu Eke: Narị mmadụ nwụrụ, narị abụọ merụa ahụ na mpaghara ọwụwa anywanwụ –...

Chinwendu Ụzọatụ OTU 'Civil Society Coalition (ICSCO)' kwupụtala na ndị agha  gburu opekatampe otu narị mmadụ ma merụọ ndị mmadụ dị narị abụọ ahụ oge...
Ohaneze

E kwesịrị ikpe ndị na-achị achi ikpe ọchụ – Ọhaneze

Chinwendu Uzoatu ỌHANEZE Ndịgbo akatọọla yabụ otu kọmiti mmadụ iri e hibere, nke onye isi ya bụ osote aka na-achị Nigeria bụ Yemi Osinbajo.Yabụ kọmiti...

Obianọ ariọ ezi mmekọrịta n’etiti ndị okwukwe dị iche iche

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ akpọọla oku ka e nwee ezi mmekọrịta, ịdị n'otu na ụtọ nwanne n'etiti ndị okpupkerechi dị...

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

N’Anambra, e meela ụbọchị ndị ọrụ nsọnyụ ọkụ

Ọ BỤNNỌỌ oke mmemme, dịka ụlọọrụ nsọnyụ ọkụ na steeti Anambra a maara dịka 'Anambra State Fire Service' nọrọ ụbọchị Tuzdee wee...

Bill Gates na nwunye ya ekwuola na ha ga-ekewa

... Ka ọ gachara afọ iri abụọ na asaa ha lụrụ di na nwunye AKA ji akụ a maara...

Egwu ndị Igbo: Egwu Ekpiri ka na-agakwa n’ihu

 N'EGWU ndị Igbo nke izuụka a anyị ka na-agakwa n'ihu maka egwu ekpiri. Ihe kpatara ya bụ n'ihi na e nwere ọtụtụ...

Nri ndị Igbo: Achịcha ede

NDỊ Igbo nwere ihe oriri dị iche. Nke kachasi bụ na ihe oriri ọ bụla nwere mgbe e jị erikarị ya. Anyị...

Uru na ọghọm dị n’usoro nzikọrịta ozi ọgbara ọhụrụ (I)

USORO nzikọrịta ozi ọgbara ọhụrụ 'Social Media' bụzi egwu e ji n'ụwa nille taa. O mere ka mgbasaozi na-aga ọsọ ọsọ n'egbughị...

E liela nnukwu onye ntaakụkọ Uche Ezechukwu n’Amesi

E LIELA onye ntaakụkọ a maara aha ya n'ala anyị, Chiifu Uche Ezechukwu n'Amesi nke dị n'okpuru ọchịchị Aguata na steeti Anambra.