Ọchịchị m emeela ka Nigeria bụrụ sọ mma – Buharị.

ONYEISI ala anyị bụ Muhammadụ Buharị emeela ka a mara na ọchịchị ya edebela ala Nigeria n'ezi ọnọdụ magburu onwe ya  ma mekwa ka...

Ọlụ ikpochi mbize ga ebido n’Obosi na Ogidi

ỌCHỊCHỊ steeti Anambra, n'okpuru Gọvanọ Willie Obianọ ebinyela aka n'akwụkwọ ma nye ọrụ ngo maka idozi mbize (ibo) abụọ n'Obosi na n'Ogidi, dịka ụlọ...
Anambra Rice

Anambra ga-akọpụta osikapa nke ukwu n’afọ a – Obianọ

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ emeela ka a mara na steeti ahụ na-atụ anya inweta osikapa ruru metrik ton narị puku...
Burnt Anambra Church

Alụ: Obodo agbaala ụlọ ụka jikọrọ ụmụnne di na nwunye ọkụ

NDỊ  ntorobịa n'Agba Ekwulobia, nke dị n'okpuru ọchịchị Aguata na Steeti Anambra agbaala otu ụlọụka ọkụ maka ịgba nwanne na nwanne otu nne ji...

Igwe ehi a wakpo ọdụ ụgbọ elu n’Akure

Izunna Okafor Ọ BỤ nnọọ ejìje tụrụ ụwa anya dịka igwe ehi nọrọ n'isi ngwụcha izu ụka gara  aga wee wụchaa n'ọdụ ụgbọ elu n'Akure...

Ahiara Dayosịsị: Bịshọọpụ Okpaleke A Gbaala Arukwaghịm

Izunna Okafor, Chinwendu Uzoatu BISHỌỌPỤ ụka katọliki na Dayọsisi Ahịara bụ bishọọpụ Peter Okpaleke agbaala alụkwaghịm n'ọrụ ụka ma chiliee aka elu na ya arụchaala. Ya...

Obianọ eguzobela òtù nhazi maka ụlọ oriri na nkwari Tulip

GỌVANỌ Willie Obianọ eguzobela òtù nhazi nke mmadụ iteghete mejuputara, maka ụlọ nkwari akụ Golden Tulip dị n'Agụlụ na steeti Anambra. Ka ọ na-eguzobe otu...

Mmemme ụbọchị asụsụ mba: Ọnọdụ asụsụ Igbo ugbua

Izunna Okafor dere akụkọ ndịa ASỤSỤ bụ e jiri mara ndi ma bụrụkwa nkụ dị na mba na-eghere mba nri. Ọ bụ ahụghị ebule ma...

Mbamalụ echiela Igwe Ojoto: Obiano enyela ya akwụkwọ ịkịke

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ enyela Igwe Gerald Mbamalụ asambado dịka eze ọdịnala ọhụụ nke obodo Ojoto dị n'okpuru ọchịchị Idemili...

Agwala ndi Igbo: Kwalite asụsụ Igbo ka ọ ghara ịnwụ

 Izunna Okafor dere akụkọ ndịa AKPỌỌLA onye Igbo ọbụla ka ọgbaa mbọ ghọta, bulịe  ma nwee mmasị na  ịsụ  asụsụ ya. Ndi ma maka igbasa...
Ọkụ agbaala Nkwọ Ogidi

Ọkụ agbaala Nkwọ Ogidi

Izunna Okafor ỌKỤ ọgbụgba dị oke egwu nọrọ na ngwụcha izu ụka gara aga wee dakwasị nnukwu ahịa ahụ na-ekwo ekwo, bụ Nkwọ Ogidi,...
Ezeokafor agaala leta ndị ekpenta n'Oji River

Ezeokafor agaala leta ndị ekpenta n’Oji River

Chinwendu Uzoatu ONYEISI ụka Katolik nke Daịsis Awka bụ Nnukwu ụkọchukwu Paulinus Ezeokafor a gaala njem nleta n'ebe ndị ekpenta nọ n'Oji River nke a...
Anyị ga-etutekwa ebe a na-esucha mmanụ agbidi – NNPC

Anyị ga-etutekwa ebe a na-esucha mmanụ agbidi – NNPC

ỤLỌ ọrụ ahụ okwu mmanụ dị n'aka n'ala anyị, bụ ụlọ ọrụ NNPC n'aha ịchafụ ekwuola na amụma na-aga n'ihu ugbu a iji nwogharịa...
Ndị otu jikọtara ndị okenye Anambra na nzukọ ahụ.

A kpọkuola gọọmenti etiti ka ọ kwụọ Anambra N43b o ji ya

Izunna Okafor dere akụkọ ndịa A KPỌKUOLA gọọmenti etiti ka o were ọsọ were ije  kwụọ gọọmenti steeti Anambra ego karịrị ijeri naịra iri...
Obiagbaọsọ Enukeme

Obiagbaọsọ Enukeme agbaala ahọ iri asaa na anọ

IZUNNA OKAFOR OBODO juru nnọọ gbịm  ụbọchị ụka, ebe ọñụ rịkwara ibe yaelu, dịka nwafọ steeti Anambra e jiri azụm ahịa wee mara bụ Chiifu...
Egwu Eke

Egwu Eke: Narị mmadụ nwụrụ, narị abụọ merụa ahụ na mpaghara ọwụwa anywanwụ –...

Chinwendu Ụzọatụ OTU 'Civil Society Coalition (ICSCO)' kwupụtala na ndị agha  gburu opekatampe otu narị mmadụ ma merụọ ndị mmadụ dị narị abụọ ahụ oge...
Ohaneze

E kwesịrị ikpe ndị na-achị achi ikpe ọchụ – Ọhaneze

Chinwendu Uzoatu ỌHANEZE Ndịgbo akatọọla yabụ otu kọmiti mmadụ iri e hibere, nke onye isi ya bụ osote aka na-achị Nigeria bụ Yemi Osinbajo.Yabụ kọmiti...

Obianọ ariọ ezi mmekọrịta n’etiti ndị okwukwe dị iche iche

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ akpọọla oku ka e nwee ezi mmekọrịta, ịdị n'otu na ụtọ nwanne n'etiti ndị okpupkerechi dị...

Ọhaneze ndị Igbo adụọla Buharị ka ọ nasịsịa ndị Fụlani ngwa ọgụ

Izunna Okafor Delu akuko ndia NNUKWU otu Igbo ahụ a ma ama bụ Ọhaneze Ndị Igbo akpọkuola gọọmenti etiti n'okpuru  onyeisi ala Muhammadụ Buharị ka...
Ndị Ebenatọ ahọpụta ndị ndu ọhụụ

Ndị Ebenatọ ahọpụta ndị ndu ọhụụ

Izunna Okafor     NNUKWU oke ọñụ dara ụbọchị ụmụafọ Ebenatọ, bụ obodo dị n'okpuru ọchịchị Nnewi South  nke steeti Anambra nuputara n'ìgwè wee họpụta ma...
Ntụli aka ‘Anambra Central’:Umeh erunyerela ezi usoro iwu nturu ugo ya

Ntụli aka ‘Anambra Central’:Umeh erunyerela ezi usoro iwu nturu ugo ya

By Chinwendu Ụzọatụ ONYE a họpụtara dika onye  ga-anochite anya  ndị  'Anambra Central Senatorial District', Victor Umeh,  erunyela nturu ugo ya nye ezi usoro iwu. Umeh,...
'Icheta ezinaụlọ ndị agha tufuru ndụ ha dị oke mkpa’

‘Icheta ezinaụlọ ndị agha tufuru ndụ ha dị oke mkpa’

Rose Oranye na Uchenwa Mba ỌLỤ agha bụnọọ nke dị mma ịlụ ma bụrụkwa ọlụ nke onye hụrụ ọdinma nke obodo ya n'anya. Mmadụ ịbụ...
Igbo news

Unu enyekwana ndị Fulani n’azụ ehi ala ndị IgboIgbo – MASSOB adọọ ndị...

Chinwendu Ụzọatụ NDỊ otu 'Movement for the Actualisation of Sovereign State of Biafra (MASSOB)' a dọọla ndị gọvanọ na ndị ọchịchị obodo dị iche iche...
Unu enyekwana ndị Fulani n'azụ ehi ala ndị Igbo – MASSOB

Unu enyekwana ndị Fulani n’azụ ehi ala ndị Igbo – MASSOB

Unu enyekwana ndị Fulani n'azụ ehi ala ndị Igbo – MASSOB  adọọ ndị ọchịchị ndị Igbo aka na nti Chinwendu Ụzọatụ   NDỊ otu 'Movement for the...
A kpọkuola ụmụafọ Igbo ka ha na-akwalite njirimara ha

A kpọkuola ụmụafọ Igbo ka ha na-akwalite njirimara ha

Izunna Okafor dere akụkọ ndi a DỤỌLA ndị Igbo n'ụwa gbaa gburu gburu ka ha jisie ike ma tinye aka n'ịkwalite na ichekwaba ezi njirimara...
Ndọrọ- ndọrọ ọchịchị ga apụ ọkụ –Ndi amuma

Ndọrọ-ndọrọ ọchịchị ga apụ ọkụ –Ndi amuma

Onyeisi Ụka Living Christ Gospel Church n'ala Nigeria    na mba ofesi bụ nnukwu ụkọchụkwu (Dọkịnta) Nathaniel F. Olorunsola, ebuola amụma  ma kwuwaa hooha na...
Nkem Okeke

Enugwu-Ukwu echiela Okeke Ezuo II

OSOTE aka na-achị steeti Anambra bụ Dọkịnta Nkem Okeke abụrụla onye  chiri echichi dịka ‘Ezuo Nke Abụọo’ n'Enugwu-Ukwu na Ụmụnri, bụkwa echichi nke e...

Ndị Ihiala ewerela ọñụ rie ji ọhụrụ

IGBO sị na omenala bụ ọbara na-ehù na ndụ àgbụrụ, ma sịkwa na ọ na-abụ a kọọ, gwute, a sị na ahọ amagbuola onwe...

Stay connected

3,230Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

Egwu ndị Igbo: Egwu e ji achụpụ onye mere arụ

ARỤ bụ ihe ala na-asọ nsọ. Mgbe ọbụla mmadụ mere arụ n'ala Igbo, dịka igbu ọchụ, izu ohi, ịkọ ọgwụ wdg, a...

Achịbishọp Kaigama amaala ọkwa ụganị na Nigeria n’ihi enweghị ezi nchekwa ya anya

Kpọkuo gọọmenti ka o lebaa ACHIBISHỌP nke Abuja Katọlik Achịdayọsis, Most Rev Ignatius Kaigama amaala ọkwa na a ga-enwe...

Ótù ukwe St Gregory nke Aquinas Parish, Awka emeela ọgbakọ nhazi ime mmụọ

NDỊ ótù ukwe St Gregory's Choir nke ụlọụka St Thomas Aquinas Catholic Church, G.R.A, Awka emeela ọgbakọ nhazi ime mmụọ (retreat) nke...

Nri ndị Igbo: Ofe ọpapa

NDỊ Igbo nwere ọtụtụ ihe oriri, mpaghara ọbụla n'ala Igbo nwere ụdị nri na-amasị ha. Nke a mere ilu Igbo jiri si...

Ọchịchị onye kwuo uche ya, nrọ ịba

ISI ụtọ a na-anụ na ntịMgbochi ọrịa a kpụ n'ọnụOkwu nkà e ji n'aka nriMana ha niile bụ n'elu ọnụ

Agwụ na ịrụ agwụ n’ala Igbo

ỤGWỌ chi onye ụwa ji ya bụ ịgbara ọgụ n'ọha mmadụ na n'ọha mmụọ. Nke a bụ maka na chi onye na...