Akụkọ iho: Akajiaku na nwunye ya
O NWERE otu nwoke aha ya ụ Akajiaku, ọ bụ onye obodo a na-akpọ Enudike. Akajiaku bara ọgaranya na-esi isi. Ọ bụ...
Akụkọ iho: Ihe mere nwanyị ejighị agba afụọnụ
N'OGE gboo, mgbe elu bụ ala ọsa, ma ụmụnwoke ma ụmụnwanyị na-agba afụọnụ.
N'oge ahụ,o nwere otu agadi...
Akụkọ iho: Nwata ghọrọ eke
N'OGE bụrụ ma gboo, o nwere otu di na nwanyị nke biri ọtụtụ afọ ma ha amụtaghi nwa. Nke a mere ka...
Akụkọ iho: Onye ga-anyaba nwamba mgbirigba n’olu?
OTU oge n'obodo ụmụanụmanụ a na-akpọ Òkè. Ha kpọrọ oku dị ha nnukwu mkpa ịtụ elo maka mmekpa ahụ ha na-enwe, otu...
Akụkọ iho: Ihe mere nwamba enweghị enyi n’ala ụmụanụmanụ
O NWERE otu anụ a na-akpọ Nwamba, ụfọdụ na-akpọ ya Nwologbo. Nwamba nwere otu nwanne a na-akpọ Nnanwụrụde. Sọ ha abụọ bụ...
Akụkọ okike: Ihe mere ndị Igbo jị akwanyere ji ugwu pụrụ iche tupu...
O RURU otu oge, oke ụnwụ/ụganị (famine) dara n'ala ndị mmadụ, onweghịkwa onye hụrụ tụtụrụ rachaa n'ihi na ihe oriri kọrọ ụkọ...
Akụkọ iho: Nwagbọghọ na nkịta eze
OTU eze na-achị obodo gwara onye ozi ya ka ọ kụọ ekwe, gwa ọha obodo na y a chọrọ ịlụ nwanyị ọhụrụ....
Akụkọ a rọrọ arọ: O metụ imi, o metụ ọnụ
O NWERE otu nwokorobịa aha ya bụ Eze. Ọ bụ ezigbo mmadụ ma na-anụkwa ihe nne na nna ya na-agwa ya. Ọ...
Akụkọ ifo: Nwata ghọrọ eke
N'OGE bụrụ ma gboo, o nwere otu di na nwanyị nke biri ọtụtụ afọ ma ha amụtaghi nwa. Nke a mere ka...
Akụkọ ifo: Ezezemali
OTU di na nwunye mụtara sọ otu nwa nwaanyị aha ya bụ Ezezemali. Ha na-apa nwa ahụ ka akwa n'ihi na ọ...
Ihe mere ugo ji ebi n’elu osisi
MGBE elu bụ ala ọsa, ugo na ụmụanụmanụ ndị ọzọ na-ebikọ ọnụ, na-emekọta ihe niile ọnụ. N'oge ahụ, ugo na-eyikarị mkpụrụàkwà anọ,...
Akụkọ mgbede: Nwanyị loro akwa eke
O NWERE otu oge, ụmụnwanyị na-aga ọrụ ugbo wee pụta n'ụzọ hụ akwa bu sọ mma. Akwa ndị a mara mma, gbaa...
Akụkọ Ifo: Ihe mere na ezi enweghị mpi
N'OGE mbụ, ezi nwere mpi. N'ihi ya ọ na-alụso ụmụanụmanụ ibe ya ọgụ oge niile ma werekwa ya na-akpa ike dị egwu.
Akụkọ: Otu ihe ọjọọ siri bata n’ụwa
CHINEKE kere ụwa nyere nwaanyị ara ka o jiri ya na-azụ nwa. Ya mere, na mmalite ụwa, ihe e ji azụ nwa...
Soro m chịa
Ị KPỌỌ mmadụ agụ o nwee ọńụ mana ị kpọọ ya anụmanụ, o webe iwe – ọ bụ na agụ abụghị anụmanụ?
Agwụgwa mpụrụiche
AGWỤGWA mpụrụiche bụ agwụgwa na-adị n'ụdị abụ. A na-akpọkwa ya agwụgwa ekweaza. A na-ekwu ọtụtụ ihe bụ otu ụdị ma were otu...
Ihe mere e ji napụ ụmụnwaanyị ọchịchị
N'OGE gboo, mgbe elu bụ ala ọsa, mgbe ezi dị n'ukwu ụkwa, ọ bụ ụmụnwaanyị ka ọchịchị dị n'aka. Ụmụnwoke nọ n'okpuru...
Akụkọ Okike: Ihe mere na ndị Igbo na-akwanyere ji ugwu pụrụ iche tupu...
O RURU otu oge, oke ụnwụ/ụganị (famine) dara n'ala ndị mmadụ,
onweghịkwa onye hụrụ tụtụrụ rachaa n'ihi na ihe oriri kọrọ ụkọ kpamkpam.
Soro m chịa
OTU ụbọchị ka ọkụkọ na atụrụ na-aga n'ụzọ, na-akpa nkata. Ka
ha gakatara, otu ụgbọala ji ọsọ kwofee ma gbaa atụrụ mmiri. Ihe...
Egwu ndi Igbo: Egwu n’ifo
EGWU Ifo (folk music) so n'egwu ndị Igbo nwere. Ọ bụ egwu a
na-agụ nke na-adị n'ime akụkọ ifo.
...
Akụkọ Ifo: Mbe na nwunye eze
chakpịị - wọọ
chakpịị - wọọ
Nkịta nyara akpa…
Nsi agwụ n'ọhia
Akụkọ ifo: Ihe mere ọkụkọ ji abọ ala (4)
NNEKWU kpọrọ ụmụanụmanụ oku nzukọ mberede. N'ime ya bụ nzukọ ka nnekwu gwara ụmụanụmanụ na ezuola ego ahụ niile ha tụkọtara na nzukọ nke...
Akụkọ ifo: Ihe mere ọkụkọ ji abọ ala (3)
OTU abali, nnekwu na ezinaụlọ ya siri ụtara ji na ofe nsala. Mbe bịara n'ụlọ ya ịhụ ha, ha wee tinyere ya nri. Mbe...
Ụwa ụmụnwanyị: Ụmụnwaanyị na ihe na-eche aka mgba n’alum di (3)
E KWURU okwu sị na e kere ọlụ eke. Site n'okike ụwa, Chukwu kere ihe nwoke ga-eme na ihe nwaanyị ga-eme. Ma ọ na-abụ...
Akụkọ ifo: Ihe mere ọkụkọ ji abọ ala (2)
MBE, anụmanụ dị oke aghụghọ bidoro masaba nnekwu ụtọ. Mgbe ọ bụla abịara nzukọ, mbe na-abịa nọdebe nnekwu na-akpanyere ya ụka. E mekata, mbe...
Akụkọ ifo: Ihe mere ọkụkọ ji abọ ala (I)
OTU oge gara aga mgbe amụbeghị ndị nna anyị ha,ọ dị otu nzukọ jikọtara ụmụanụmanụ niile. Ụmụanụmanụ na-agbakọ na-atụ elo ma na-ekwukwa maka nsogbu...
Akụkọ ifo: Ọgọ m ị nọ ngaa
ỌDỊ otu mgbe, e nwere nnukwu mmemme nke jikọtara ọtụtụ mmadụ gụnyere ndị ọgọ ha n'otu obodo.
N'ụbọchị ahụ, ndị mmadụ dị iche iche si...
Akụkọ ifo: Onye ga-anyaba nwamba mgbirigba n’olu?
OTU oge n'obodo ụmụanụmanụ a na-akpọ Òkè. Ha kpọrọ oku dị ha nnukwu mkpa ịtụ elo maka mmekpa ahụ ha na-enwe, otu nwamba si...
Akụkọ ifo: Agafu ọkpa ogologo
Ọ DỊ otu obodo nke dị n'otu mpaghara eji ọlụ ugbo wee mara. Ọ dị otu nwoke siri ike n'ọlụ ugbo nke na ịhụ...
Ihe mere egbe ejighị eri nwa ọbọgwụ
OTU ụbọchị, égbé gwara nwa ya ka ọ gaa chọọ ihe ọ ga-eri. O wee pụa bute nwa ọbọgwụ. Mgbe ọ lọtara, nne ya...