Onye apụtala ezi: Òtù Israel Ezue ejirila ihe erimeri kwàdo ndị Awa
ÒTÙ a kpọrọ 'Israel Ezue Foundation' nọrọ na nso nso a wee
jiri ihe erimeri dị iche iche wee kwàdo ndị obodo Awa,...
Otu onye ebutela ọrịa nje korona n’Anambra
... Ọchịchị steeti ahụ etịela iwu onye apụtakwala ezi
DỊKA mba ụwa ka na-agba ghara ghara banyere ịchọ...
COVID-19: Ụlọọrụ Tummy-Tummy ejirila igbe erimeri noduul kwàdo gọọmenti Anambra
NNEKWU ọkụkọ sị na ọ bụ ihe o nwere ka o ji eme ọgọ.
N'ịgbaso nke a,
onyeisi ụlọọrụ...
N’Anambra: Ndị ọrụ nchekwa ejidela mmọnwụ abụọ dara iwu onye apụtakwala ezi
IGBO sị na ọ na-abụ e kwuo ekwuo, ma a nụghị na ntị; o mee
emee, a hụ n'anya; ma sịkwa na ọ...
COVID-19: Osote ọkaokwu Anambra ekesàála ihe erimeri n’Ihiala
N'agbanyeghị ka ọnọdụ siri debe imi na ọnụ ugbua n'ala
Nigeria, ihu ọchị wàrà ndị ọgbọ nta nkwado Ihiala nke abụọ, dị n'okpuru...
N’Omagba Onitsha, ndị Sista emeela ngagharịiwe, katọọ ndị agbatobi na-ahafe nsị n’ọwa mmiri
NDỊ ụka, tinyere ndị bi n'okirikiri Omagba Phase One Layout, Onitsha nke dị na steeti Anambra emeela ngagharịiwe udo n'ihi mmetọ nke megidere ahụike...
Ọkọchị: Obianọ agwala ndị na-arụ okporo ụzọ ka ha chighaa ebe ọrụ ha...
DỊKA oge udummiri ji nwayọ nwayọ wee na-akpụchàpụ ikè, ọkọchị wee na-akpụdòbe nso; gọpmenti steeti Anambra akpọkuola ndị ji ọrụ ngo okporo ụzọ dị...
ỌCHA Brigade eburu ozi nkwalite adịmọcha gaa ahịa Onitsha
NDỊ ụlọ ọrụ 'Operation Clean and Healthy Anambra' bụ ndị a mààrà dịka ỌCHA Brigade eburula ozi nkuzi bànyere adịmọcha gburugburu wee bàá n'ime...
Ọba akwụkwọ Anambra eturula ugo dịka ọba akwụkwọ kacha mma na Nigeria
DỊKA a sị na ọ bụ ọrụ onye na-ekwuru ya, ọba akwụkwọ steeti Anambra, bụ nke a maara dịka ọba akwụwkọ Ọkammụta Kenneth Dike...
Gọọmenti Anambra ebunyela ụlọ ọrụ ATMA na VIO akụrụngwa ọhụrụ
DỊKA a sị na ọ na-abụ a gwọọ ezigbo ajụ, ibu adị mfe, gọọmenti steeti Anambra ebunyela ụlọ ọrụ ahụ na-ahụ maka ibelata agbakata...
Ọba akwụkwọ Kenneth Dike emeela mmemme ụbọchị akwụkwọ na mba ụwa
DỊKA mba ụwa merubere mmemme ụbọchị akwụkwọ nke ahọ 2019, ọba akwụkwọ steeti Anambra, bụkwa nke a maara dịka ọba akwụkwọ Kenneth Dike dị...
Ndị Ụkpọr etoola Obianọ maka ọrụ mmepe obodo ha
DỊKA a sị na e too onye gburu ewu, ọ hụ ehi o gbuo, ndị obodo Ụkpọr, dị n'okpuru ọchịchị 'Nnewi South' nke steeti...
Ndị uwe ojii Anambra ejidela mmadụ 113 maka òtù nzuzo na ịpụnara...
NDỊ uwe ojii na steeti Anambra ejidela mmadụ ruru ótù nàrị na iri na atọ a na-enyo ènyò na ha bụ ndị òtù nzuzo...
A ga-arụcha ụzọ Ugwunwasike-Azụ Ogbunike tupuu ọnwa May agwụ – Obianọ
DỊKA oge udummiri na-akpụdobe n'ike, aka na-achị steeti Anambra bụ gọvanọ Willie Obianọ emeela ka a mara na a ga-arụcha okporo ụzọ ahụ siri...
Ndị omebe iwu Anambra anabàtala aha ndị isi oche nchere oge ọhụụ
NDỊ ụlọ ọgbakọ omebe steeti Anambra nọrọ ụbọchị n'izu ụka gara aga wee nabata aha ndị isi oche nchere oge ọhụụ govanọ Willie Obianọ...
Ịre ụmụaka: Anambra a dọọla ndị na-elekọta ụmụaka anya aka na ntị
GỌỌMENTỊ Steeti Anambra ekpebiela ịkwusị nsogbu nke ire ụmụaka na-ewete na steeti ahu. N'ihi ya, gọọmentị achọputachaala ma mata ọnụọgụ ụlọ ebe a na-elekọta...
Ndị Orumba emeela ngagharị iwe maka oke ụgwọ ọkụ a na-ana ha
NDỊ bi n'okpuru ọchịchị Orumba 'North' na 'South' na Steeti Anambra e meela ngagharị iwe maka oke ụgwọ nke ndị ụlọ ọlụ na- ekesa...
A ga-arụcha ụzọ Udojị n’Ọzụbụlụ tupu udummiri – Obianọ
E MEELA ka a mara na ọrụ ga-akụrụ ọnụ n'okporo ụzọ Udojị ahụ dị n'Ọzụbụlụ tupu oge udummiri eruo.
Aka na-achị steeti Anambra, bụ gọvanọ...
Ụlọ mgbasa ozi ANPC akpọkọtala ndị na-azọ ọchịchị maka nrụrịta ụka
DỊKA otu ụzọ ịkwadobe nhọpụta ọchịchị ahụ na-abịa n'ihu n'ala anyị n'afọ a, ụlọ mgbasa ozi 'Anambra Newspapers And Printing Corporation' bụ ụlọ ọrụ...
Ọba akwụkwọ Anambra emerùbe mmemme ụbọchị ọrịa mkpụrụ akị
Ọ BỤ nnọọ oge mmepe anya, oge ịgbanwè echiche obi na oge ịkpọlite mmụọ ndị mmadụ, dịka ọba akwụkwọ steeti Anambra sonyeere mba ụwa...
Obianọ eguzobela òtù nhazi ọhụrụ nke ụlọ ọrụ PPSSC na ASUBEB
AKA na-achị steeti Anambra bụ Willie Obianọ ègùzobela òtù nhàzi ọhụụ maka ụlọ ọrụ 'Anambra State Universal Basic Education Board' (ASUBEB) na ụlọ ọrụ...
Gaanụ n’ihu na-ịkwàdo APGA – Obiano arịọ ndị Anambra
A KPỌKUOLA Ndị Anambra na ụmụafọ Igbo niile ka ha gaa n'ihu ịkwàdò otu ndọrọ ndọrọ 'All Progressive Grand Alliance' (APGA) iji hụ na...
A dụọla ndị obodo ka ha na-echekwa ihe gọọmenti rụụrụ ha
A KPỌKUOLA ma dụọ ndị obodo dị iche iche ka ha na-echekwaba ihe dị iche iche gọọmenti rụnyere na mpaghara ha nà ngwongwo ndị...
Gọọmentị Anambra agabala n’ihu na-enyere ndị iju mmiri wakporo aka
AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ ekwupùtala njikere ọchịchị steetiahụ dị ịgbata ọsọ enyemaka nyegara ndị ahụ ajọ ọnọdụ iju mmiri wakpórò...
Obianọ atọhapụla ndi nga iri n’Ekwulọbia
AKA na-achị Steet Anambra bụ Govanọ Willie Obiano atọhapụla ndi nga mmadụ iri bụ ndị nọ n'ụlonga 'Aguata Prisons' nke di n'Ekwulobia n'okpuru ọchịchị...
Ide mmiri agbagbuola nwata nwoke ọzọ n’Anambra
IDE mmiri eriela nwata nwoke gbara afọ iri abụọ n'Ogbetiti Odoekpe dị n'okpulo ọchịchị Ogbaru, nke aha ya bụ Ifejika Umuiza.
Onyeisioche 'Transition Committee' nke...
Kwụsịnụ ịkpọta ndị ara n’Anambra – Gọọmentị
GỌỌMENTỊ Anambra adọlaa aka na ntị wee gwa steetị ndị ọzọ gbara ya gburu gburu ka ha ghara ịdị na-eduru ndị ara na ndị...
Iju Mmiri: Mmadụ iri na asaa amụọla ụmụ n’ebe e weputaara ndị mmiri...
KỌMISHỌNA na-ahụ maka ahụ ike na steeti Anambra, Dọkịta Josephat Akabuike, emeela ka a mara na ihe ruru ụmụnwaanyị iri na asaa amụọla ụmụ...
Mbize: Ndị Ọrọfịa Abagana akpọkuo gọọmenti
NDỊ Orofịa Abagana, n'okpuru ọchịchị Njikọka nke steeti Anambra akpọkuola gọọmenti steeti ahụ ka o mee ngwa ngwa gbatara ha ọsọ enyemaka n'ebe ahụ...
ATMA amalitela ime ka ohere dị n’okporo ụzọ dịgasị n’Onitsha
A DỤỌLA ndị na-akwọ ụgbọala na ndị na-azụ ahịa n'okporo ụzọ dị iche dị n'Ọnịtsha na okirikiri ebe ahụ ka ha kwụsị ịnọchisi ụzọ...