Idu obì n’ala Igbo: Oge mbụ na ugbua
Idu obì bụ otu n'ime ihe zuru Igbo ọnụ, ma bụrụkwa oge e ji asị nwata nwoke ''Lee nke a jide" n'ezinaụlọ...
Ịlụ nwaanyị n’ala Igbo: Oge mbụ na ugbua
NKE ahụ pụtara na ha bịara ịkụ aka n'ụzọ ọgọ iji mara ma a ga-emeghekwara ha; na ụzọ à gakwàrà.
Akpụkpọ ụkwụ na uru ọ bara
AKPỤKPỌ ụkwụ bụ ihe e ji ekpuchi ụkwụ nke zuru ụwa ọnụ. Ma okenye ma nwata na-agba akpụkpọ ụkwụ n'ihi na ọ...
Ekele n’ala Igbo, oge mbụ na oge ugbua
NDỊ Igbo sị na ọ na-abụ e kwe ekele, ihu asaa, ma sịkwa na
ekele e kweghị ekwe dapụụrụ mmụọ onye kelere ya....
Ịgụ aha n’ala Igbo: Oge mbụ na ugbua
... Akụkọ malitere n’izuụka gara aga
IHE ndị a bụ otu e si eme ya bụ emume ịgụ...
Onye akwụkwala ụdọ
GÉM gém gém gém!
Dùm dùm dùm dùm
Tìkó tìkó tìkó tìkó
Gbám gbám dùm dùm.
Ụzụ akwa na-atụ
Ọ bụ gịnị na-afịọ
Nwa...
Ihe mmadụ ga-amụta n’aka nnekwu ọkụkọ
ỌKỤKỌ so n'anụmanụ na-ebi n'ụlọ nke mmadụ na-azụ. Mmadụ ji ịzụ
ọkụkọ egbo mkpa dị iche iche dịka ihe oriri na ego.
Asụsụ Igbo ga-adị
ASỤSỤ bụ njirimara ndi ma bụrụkwa nkụ dị na mbà na-eghere
mbà nri. Ọ bụ ahụghị ebule ma sị elina dike n'ebe mkprịta...
Ịgba mgba bụ gwuregwu na-akwalite ezi mmekọrịta n’ala Igbo
ỊGBA mgba (wrestling) so n'otu egwuregwu e nwere n'ala Igbo.
A na-esi na ya ama onye bụ dike.
N'oge...
Egwu ndi Igbo: Egwu n’ifo
EGWU Ifo (folk music) so n'egwu ndị Igbo nwere. Ọ bụ egwu a
na-agụ nke na-adị n'ime akụkọ ifo.
...
Nri ndị Igbo: Ofe Onugbu
NRI ndị Igbo niile mara mma nke ukwuu. Ezinaụlọ ọbụla kwesịrị
ịdị na-esi nri ndị Igbo n'ụlọ ha maka na ndị mgbe ochie...
Omenani Igbo anyi ga e ji gbochie ọrịa nje-korona ( Coronavirus)...
Nsụpụ̀ bụ mgbe Obodo sị na ha achọghị mmekọ
otu onye, maobu mmadụ ole na ole. Nkea na eme mgbe onye ahụ mere...
Ofe Ogbọnọ- maka ọdị mma gi
Ngwa nri (ingredients)
Anụ: anụ ewu, anụ efi -jiri nnu na mmiri saa ha nke ọma....
Omenani Igbo ga-egbochi ọrịa nje korona ( Coronavirus)
ỊKWỌ AKA
Ịkwọ aka bụ omenana Igbo di-adi. Mgbe gboo nwoke teta ụra ụtụtụ, o kuru mmírí...
Oziọma Ọdịnanị: Anaghị a nọ otu ebe e kiri mmanwụ
IGBO amaka. Ọdịnanị Igbo ebuka. Ndịmbụ na ndị Egede ghọtara
na ụwa na-eme ntụgharị. Ọ ya mere ha ji dọọ anyị aka na...
Okụ ọgbụgba na mmekpa ahụ ọ na-eweta
ỌKỤ ọgbụgba bụ ihe mberede jọrọ njọ nke ukwuu. Ọkụ adịghị emere ndụ ma ọ bụ akụnụba ebere. Ọkụ ọgbụgba baa n'ụlọ obibi, ụlọ...
Ihe ọjọọ na-apụta n’ajọ ndụ
AJỌ ndụ nke mmadụ ụfọdụ na-ebi bụ nke na-eweta ọtụtụ nsogbu. Ndụ dị otu a bụkwa nke onye ọ bụla na- ebi ya adịghị...
Okwu ọnụ ndị mmadụ ka Anambra gbara afọ iri abụọ na asatọ
Dịka a na-eme ncheta ọgbụgba afọ iri abụọ na asatọ e ji kee steeti Anambra, ọtụtụ ndị mmadụ ekwuputala ebumnuche ha ma kelekwaa aka...
Anambra agbaala afọ iri abụọ na asatọ
TAA ka steeti Anambra gbara ahọ iri abụọ na asatọ e jiri kee ya. Lee akụkọ ntọala na ihe ndị pụtakarịchara ìhè banyere ya...
Nwaanyị maara obi di ya
OBI di ya bụ nwaanyị ya na di ya bi na-emekwa ihe na-amasị di ya. Nwaanyị ahụ bụkwazi onye di ya hụrụ n'anya. Ọ...
Ụwa ụmụnwanyị: Ụmụnwaanyị na ịzụ nwa (2)
ONWERE ụdị obi ụmụnwaanyị nwere n'ụdị Chi siri kee ha. Onye ọbụla bụ nne nwere ụdị obi o nwere n'agbanyeghị otu agwa ya siri...
Ụwa ụmụnwanyị: Ụmụnwaanyị na ịmụ nwa (1)
MGBE ọbụla alụm di na nwunye gasịrị, ihe ọzọ na-esote bụ nwaanyị ịdị ime na ịmụ nwa.
Nwaanyị ịtụrụ ime bụ otu nnukwu ihe kachasị...
Igbochi alụkwaghịm n’etiti di na nwunye
OKE alụkwaghị m di ugbu a bụ ihe na-agba anya mmiri. Alụkwaghi m a so n'ihe wetara ọtụtụ nsogbu dị n'ụwa taa. Ọnọdụ a...
Akụkọ ifo: Ihe mere ọkụkọ ji abọ ala (3)
OTU abali, nnekwu na ezinaụlọ ya siri ụtara ji na ofe nsala. Mbe bịara n'ụlọ ya ịhụ ha, ha wee tinyere ya nri. Mbe...
Ụwa ụmụnwanyị: Ụmụnwaanyị na ihe na-eche aka mgba n’alum di (4)
E KWURU na ihunanya bụ ihe mbụ a chọrọ n'alụm di na nwunye, ihe ndị ọzọ ewee na-eso. Ma ugbu a, oke ịchụ akụ...
Mbụgharị Nigeria bughàrịrị ụbọchị ọchịchị onye kwuo uche ya
KA Ọ dị taa, ọ bụghụzị akụkọ ọhụrụ na ala Nigeria ebugharịala mgbe e ji emerùbezị ụbọchị ọchịchị onye kwuo uche ya. Ụbọchị ọchịchị...
Akụkọ ifo: Ihe mere ọkụkọ ji abọ ala (I)
OTU oge gara aga mgbe amụbeghị ndị nna anyị ha,ọ dị otu nzukọ jikọtara ụmụanụmanụ niile. Ụmụanụmanụ na-agbakọ na-atụ elo ma na-ekwukwa maka nsogbu...
Ụwa ụmụnwanyị: Ụmụnwaanyị na ihe na-eche aka mgba n’alum di (2)
N'IHI otu omenala Igbo siri debe alum di na nwunye. Ọtụtụ ụmụnwoke kwere na ọ bụ sọọsọ ha nwere ikike n'alum di na nwunye...
Ihe ụmụnwoke ji achọzi nwaanyị aka siri ike
N'OGE mbụ, ụmụnwaanyị na-aza oriakụ ma na-erikwanụ akụ ahụ n'ezie. Mgbe ahụ ihe dị mma, ọlụ nwaanyị na-abụkarị ịmụ nwa, ịzụ nwa na ije...
Otu a ga-esi gbochi nsogbu n’omenala ụfọdụ n’ala Igbo
OBODO niile dị na mba ụwa nwere omenala ha na-eme. Omenala pụtara ka ndị si eme, ihe ndị kwenyere, ka ha si akpa agwa,...