SORO M CHỊA
Aha a bara ụmụaka a mụrụ oge COVID-19
Korobiko
Chimkakoro
Echezonakoro
Koroafunam
Korogbafue
Koroamaeze
Korokammadụ
Korodịịwe
Korodịnjọ
Korokwe
Koroji
Koronaba
Aghakoro
Koromere
Koroekweghi
Korokaike
Koroekweghi
Ugo Taa: ụgwọ ọnwa
Gịnị kpatara n’ụgwọ ọnwa m adịghị ezuru m? Nke gị ọ na ezuru gị?
Ugo Taa
Bịa nwoke m, ekwekwana ka m mee gị ihe David mere Goliath.
Ugo Taa
Atọkwamoo! Kedụ onye chịkọọrọ ọbante nile m kpasara ebe a?
Ihe egwuriegwu ụmụaka – Ugo Taa
UGO TAA
Nwoke m iwe gị adịna ọkụ n'ụgwọ ọnwa gị ezughị ezu. Ihe kpatara ya bụ na nwunye m mụrụ ejima atọ. Atụghị m...
Ihe Egwuriegwu
Ugo Taa
Ihe egwuriegwu ụmụaka
Ugo Taa
Okaikpe, ị nye m mmeri n'ikpe a, aga m aghọtara gị ube na ọka ma ọ bụrụ na EFCC agaghị achụgharịba gị maka...
Ihe egwuriegwu ụmụaka
Ugo Taa
Gịnị bụ obi etina m eti? Ị maghị na ebe anyị nọ bụ Anambra Steetị?
Ugo Taa