Bidonụ n’oge na-asụrụ ụmụaka Igbo

Igwe Pius Ojonile Omachonu (Ataoja nke abụọ n'Olumbanasa dị n'okpuru ọchịchị Anambra West na steeti Anambra, ma bụrụkwa onye ji ọkwa dịka...

Egwu ndị Igbo : Nkpọkịtị

NKPỌKỊTỊ bụ ọpụrụ iche dị n'egwu e nwere n'Igbo. E hibere ya n'ala Umunze nke dị n'okpuru ọchịchị Orumba South (ochie Aguata) n'afọ...

Ọka Ikpe Umeadị abaala APGA

NWA amadi ahụ jibụrụ ọkwa dịka ọka ikpe steeti Abambra, bụ ọka ikpe Peter Umeadị abanyela otu ndọrọ-ndọrọ 'All Progressive Grand Alliance' (APGA). Nke a...

INEC ekesaala ihe a ga-eji tụọ akwụkwọ ụbọchị Satọdee

NA nkwadobe ya maka ịchịkọbà ntụliaka ghe anya oghe na nhọpụta ahụ a ga-eme ụbọchị Satọdee, ụlọ ọrụ ahụ na-ahụ maka nchịkọba nhọpụta ọchịchị...

Buhari eturula ùgò ịchị Nigeria afọ anọ ọzọ

DỊKA ya bụ mmiri zochaara ma gbachaa n'ala Nigeria n'ebe o metụtàra nhọpụta ọchịchị onyeisi ala na nke ndị ụlọ omebe iwu etiti ala...

Ụmụ Nigeria pụtanụ n’igwe tụọ akwụkwọ na Satọdee – Fada Ebube Mụọnsọ

REV Fr. Emmanuel Chibuzo Obimma onye nke e jiri Ebube Mụọnsọ wee mara bụ 'Spiritual Director, Holy Ghost Adoration Ministry,' Uke na steeti Anambra...
APGA-2019-Presidential

2019: APGA ga-ewepụta onye ga-azọ ọkwa onyeisi ala

Izunna Okafor   DỊKA nhọpụta izugbe nke ahọ 2018 n'ala Nigeria na-akpụdobe nso, isi ọchịchị otu ndọrọ ndọrọ 'All Progressive Grand Alliance' (APGA) emeela ka a...
Oyedepo

Buharị kwesịrị ịga zuo ike – Oyedepo

Izunna Okafor   ONYE ndu ụlọ ụka Living Faith Church n'ụwa gbaa gburu gburu, bụ Bishọọpụ David Oyedepo akpọkuola onyeisi ala anyị bụ Mụhammadụ Buharị ma...
Ndị Okpokò

Ndị Okpokò ahọpụtala ndị ndu ọhụrụ

Izunna Okafor   ỌÑỤ dara nnọọ n'Okpoko nke dị n'okpuru ọchịchị Ọgbaru nke steeti Anambra dịka ndị obodo ahụ nupụtara n'ìgwè wee họpụta ndị ndu ọhụụ,...

Akụkọ kacha ọhụrụ'

N’Anambra, Kọmishọna Nwosu agaala njem mkpọtụrụ ụlọọrụ ANPC

KỌMISHỌNA ọhụrụ na-ahụ maka Mgbasaozi na steeti Anambra, bụ  Paul Nwosu awụchaala n'ụlọọrụ Anambra Newspapers and Printing Corporation (ANPC), bụ ndị na-ebipụta...
DIG Amadi (n'aka nri) oge ndị uweojii steeti Anambra nà-anabàta ya n'isi ụlọọrụ ha dị n'Awka

Osote onyeisi uweojii Nigeria abịala njem nleta na steeti Anambra

NWA amadi ahụ a kpọlitere ọhụrụ dịka osote onyeisi ndị uweojii n'ala Nigeria, ma bụrụkwa onye na-ahụ maka ngalaba nchọcha na nhazi...

CAN akwaala arịrị maka ụkọchukwu Katọlik nwụrụ n’aka ndị ntọ̀

Onyeisioche Christian Association of Nigeria (CAN), na steeti Kaduna, Rev. Joseph John Hayab ekwuputala na ụkọchukwu katọlik, Fada Joseph Bako, onye ndị...

National Hospital Abuja ekwuola na ozu Osinachi anaghị agụ egwu n’ụlọ nchekwa ozu

Ụlọọgwụ National Hospital, Abuja, ekwuputala na onye ọgụ egwu ụka, bụ Osinachi Nwachukwu lagoro mmụọ, onye ndị mmadụ kwuru na ozu ya...

Ndị ntọ̀ atọhapụla nwaanyị dị ime ha tọọrọ n’ụgbọoloko na Kaduna

OTU n'ime ụmụnwaanyị dị ime so na ndị a tọọrọ n'ụgbọoloko ndị omekome wakporo na Kaduna, n'ọnwa Maachị abụrụla onye e ji...
Nwaanyị na-eti di ya ihe

Nwoke nwunye ya na-eti ihe arịọla ụlọikpe ka e kposa alụmdinanwunye

OTU onye ọrụugbo aha ya bụ Maazị Williams Famuyibo, rịọrọ ụlọikpe Mapo Grade 'A' Customary Court dị n'Ịbadan, steeti Oyo, ka e...