Idu obì n’ala Igbo: Oge mbụ na ugbua
Idu obì bụ otu n'ime ihe zuru Igbo ọnụ, ma bụrụkwa oge e ji asị nwata nwoke ''Lee nke a jide" n'ezinaụlọ...
Ikele ekele n’ala Igbo, oge mbụ na oge ugbua
NDỊ Igbo sị na ọ na-abụ e kwe ekele, ihu asaa, ma sịkwa na ekele e kweghị ekwe dapụụrụ mmụọ onye kelere...
Ihe kpatara e ji enye ndị okenye nsọpụrụ
NDỊ Igbo kwenyere na ndị okenye dị nnukwu mkpa na ndụ ha. Ọ bụ ndị okenye nọ n'etiti ha na ndị nna...
Nri ndị Igbo: Igbaọka
Ọ DỊ ụfọdụ nri ndị Igbo a na-echozozi ugbu a, ọ kachasi ndị bi n'obodo mepere emepe. Ụfọdụ ga-asi gịnị bụ ịgba...
Egwu ndị Igbo: Egwu agha
EGWU agha bụ egwu ndị Igbo na-agụ ma ha na-eje agha. Ndị Igbo bụ agbụrụ gbasiri ike, ya mere ọ bụrụ na...
Nri ndị Igbo: Anyụ/ụgbọgụrụ
ANYỤ bụ otu n'ime nri ndị Igbo. Anyụ bụ ụgbọgụrụ na-amị ya. Ọ na-ebu isi dị ka ụgụ. A na-eri akwụkwọ ụgbọgụrụ...
Agwụgwa mpụrụiche
AGWỤGWA mpụrụiche bụ agwụgwa na-adị n'ụdị abụ. A na-akpọkwa ya agwụgwa ekweaza. A na-ekwu ọtụtụ ihe bụ otu ụdị ma were otu...
Ihe mere e ji napụ ụmụnwaanyị ọchịchị
N'OGE gboo, mgbe elu bụ ala ọsa, mgbe ezi dị n'ukwu ụkwa, ọ bụ ụmụnwaanyị ka ọchịchị dị n'aka. Ụmụnwoke nọ n'okpuru...
Ịgụ aha n’ala Igbo: Oge mbụ na oge ugbua
ỊGỤ aha n'ala Igbo pụtara inye mmadụ, ọ kachasị nwata a mụrụ ọhụụ ahà, ma ọ bụ ịbà ahà, dịka ndị si...
Nri ndị Igbo: Ji a hụrụ n’ọkụ
NRI ndị Igbo niile bụ sọ ụtọ. Anyị ga-ekwu maka nri bụ ezigbo ọ pụrụ iche n'izu a. Nri a bụkwa nri...
Egwu ndị Igbo: Egwu ụmụagbọghọbịa
EGWU ndị Igbo dị ụzọ dị iche iche. E nwere egwu mmadụ niile na-agbakọta ọnụ, ma nwoke ma nwaanyị.N'akụkụ nke ọzọ, e...
Agụụ
CHỊỊỊ chịịị ka ọ na-atà n'afọNwịị nwịị ka ọ na-amị n'ọkpụkpụAgụụ bụ aha yaỊ kpọọ ụganị ọ za gị
Ịlụ nwaanyị n’ala Igbo: Oge mbụ na ugbua
NKE ahụ pụtara na ha bịara ịkụ aka n'ụzọ ọgọ iji mara ma a ga-emeghekwara ha; na ụzọ à gakwàrà.
Egwu ndị Igbo: Egwu arịrịọ
N'IHI nsogbu ụwa, ụfọdụ ndị mmadụ na-ahụta onwe ha n'ọnọdụ irịọ arịrịọ. Ndị dị otu ahụ na-abụkarị ndị kpuru isi, ndị dara...
Nri ndị Igbo: Mkpụrụ akịdị (Akịdị mkpọ)
NRI ndị a anyị na-ekwu maka ya dị mma, ma na-edozi ahụ. Ụfọdụ n'ime ha bụkwa ọgwụ mana ụfọdụ ndị mmadụ na-eleda...
Egwu ndị Igbo: Egwu nwa
NWA bụ oke ihe n'ala Igbo tinyere ụwa niile gbaa gburugburu.
A na-elekọta nwa anya ka ọ ghara inwe nsogbu.
Nri ndị Igbo: Awịa ojoko
IZU a, anyị ga-esi nri bụ ọ pụrụ iche. Nri a bụkwa ihe oriri
na-enye ume ma bụrụkwa ọgwụ. E ji ojoko eme...
Ekele n’ala Igbo, oge mbụ na oge ugbua
NDỊ Igbo sị na ọ na-abụ e kwe ekele, ihu asaa, ma sịkwa na
ekele e kweghị ekwe dapụụrụ mmụọ onye kelere ya....
Ịgụ aha n’ala Igbo: Oge mbụ na ugbua
... Akụkọ malitere n’izuụka gara aga
IHE ndị a bụ otu e si eme ya bụ emume ịgụ...
Ịlọ Ụwa
IGBO sị na ọ na-abụ a
kọwaruo, a maruo, maka na onye amaghị ọfọ na-akpọ ya mkpirisi osisi nkịtị.
...
Egwu ndị Igbo: Egwu ụmụokorobịa
ỤMỤIKOROBIA bụ ụmụnwoke na-etolite etolite. N'ala Igbo, ihe
e ji mara ha bụ ime ihe n'ike n'ike n'ihi na ọbara ha ka na-anụ...
Nri ndị Igbo: Ji na akịdị
JI bụ otu nri ndị Igbo na-eri nke ọma. E nwere ụzọ dị iche
iche e si esi ji. A na-esi ji mmiri...
Akụkọ Okike: Ihe mere na ndị Igbo na-akwanyere ji ugwu pụrụ iche tupu...
O RURU otu oge, oke ụnwụ/ụganị (famine) dara n'ala ndị mmadụ,
onweghịkwa onye hụrụ tụtụrụ rachaa n'ihi na ihe oriri kọrọ ụkọ kpamkpam.
Egwu ndị Igbo: Egwu agha
EGWU agha bụ egwu ndị Igbo na-agụ ma ha na-eje agha. Ndị
Igbo bụ agbụrụ gbasiri ike, ya mere ọ bụrụ na agha...
Nri ndị Igbo: Ọkpa
Ọ DỊ nri dị iche n'ụdị ya anyị ga-esi n'izu a. Nri a bụ ọkpa,
ụfọdụ na- akpọkwa ya ọka otu anya. N'obodo...
Egwu ndị Igbo: Egwu Ụka (Gospel Music)
NDỊ Igbo so n'agbụrụ ji egwu eto Chukwu okike. Mgbe elu bụ
ala ọsa, tupu ndị ọcha abịa ha na-eji ngwa egwu ha...
Nri ndị Igbo: Anyụ (ụgbọgụrụ)
ANYỤ bụ otu n'ime nri ndị Igbo. Anyụ bụ ụgbọgụrụ na-amị ya. Ọ
na-ebu isi dị ka ụgụ. A na-eri akwụkwọ ụgbọgụrụ eri,...
Egwu Ekpiri ka na-agakwa n’ihu
NKE a bụ izu nke atọ anyị jiri malite ikwuputa maka egwu
ekpiri (highlife music). Ọtụtụ ụmụ Igbo chawapụrụ n'egwu ekpiri, nke mere...
Nri ndị Igbo
Ịgba ọka
Ọ DỊ ụfọdụ nri ndị Igbo a na-echezọzị ugbu a, ọ kachasi ndị
bi n'obodo mepere emepe. Ụfọdụ...
Soro m chịa
OTU ụbọchị ka ọkụkọ na atụrụ na-aga n'ụzọ, na-akpa nkata. Ka
ha gakatara, otu ụgbọala ji ọsọ kwofee ma gbaa atụrụ mmiri. Ihe...