Emume izuụka dị asọ

IZUỤKA dị asọ bụ izuụka ikpeazu n'ime lenti. Ọ bụ oge ndị otu Kristi n'ụwa niile ji eme emume dị iche iche iji nabata...
Uka nne

Ụka Nne

 ỤBỌCHỊ ụka gara aga bụ ụka nne, nke so n'otu ihe e jiri mara ndị otu 'Christ' n'ụwa nile. A bịa na 'Anglican Communion',...
emume igbu ntụ

Ndị ụka emeela emume igbu ntụ

NDỊ otu Kristi na mba ụwa niile mere mmemme igbu ntụ ụnyahụ.Ụbọchị igbu ntụ 'ASH Wednesday' bụ ụbọchị ndị otu Kristi ji amalite emume...

Ịkwalite udo na ihunanya n’etiti okpukperechi dị iche iche

OTU 'United Nation' wepụtara izuụka izizi n'ọnwa Febụwari ka ọ bụrụ nke e ji enwe ọgbakọ maka ịkwalite udo na ihunanya n'etiti okpukperechi dị...

Bịshọpụ Katọlịkị eyinyela mmadu iri na asaa na-achọ ichi ụkọchukwu akwa ọcha n’Awka

A NỌ na Holy Family Spiritual Year Seminary, Okpuno, nke di n'okpuru ọchịchị Awka South na nso nso a wee yinye ụmụokorobia iri na...

A dụọla ndị nne na nnà ka ha zụlite ụmụaka ha n’egwu Chineke

A KPỌKUOLA ma dụọ ndị nne na nna ka ha gbaa mbọ na-azụlite ụmụ ha n'egwu Chineke ma na-akụnyekwa ezi mkpụrụ n'ime ha màlite...
St Gabriel, Okpuno

E hibela otu ‘Holy Childhood’ n’ụlọ ụka St Gabriel, Okpuno

ỤBỌCHỊ ụka gara aga bụ oke ụbọchị n'ụlọụka 'St Gabriel's Parish' Okpuno, nke dị n'okpuru ọchịchị Awka 'South' na steeti Anambra. Ha nọrọ ụbọchị...
Ndị ụkọchukwu

Ụka Katolik e chiela mmadụ iri na atọ ụkọchukwu n’Awka

Chinwendu Uzoatu dere akụko   Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ na 'St Patrick's Cathedral, Awka' na Satọdee gara aga, ebe a nọrọ chie ụmụokorobia iri na atọ ụkọchukwu.   Ọ...

E liena ozu ndị fada abụọ na Dayọsis Awka

Chinwendu Uzoatu   ỌNWỤ bụ ozuru ụwa ọnụ. Ọ maghị onye ukwu nke ọ na-ama onye nta. Ọ bata n'obodo, ebe nile e dere duu. Ọ...

Ndị ụka etoola Fada Stephen Echezona maka ndu ọma ya

Chinwendu Uzoatu   EBE nile bụ egwu na amụ ụbọchị ụka gara aga na 'St Gabriel's Catholic Church', Okpuno, n'okpuro ọchịchị Awka 'North'. Ọ bụ ubọchị...
Ezeokafor agaala leta ndị ekpenta n'Oji River

Ezeokafor agaala leta ndị ekpenta n’Oji River

Chinwendu Uzoatu ONYEISI ụka Katolik nke Daịsis Awka bụ Nnukwu ụkọchukwu Paulinus Ezeokafor a gaala njem nleta n'ebe ndị ekpenta nọ n'Oji River nke a...

Obianọ ariọ ezi mmekọrịta n’etiti ndị okwukwe dị iche iche

AKA na-achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ akpọọla oku ka e nwee ezi mmekọrịta, ịdị n'otu na ụtọ nwanne n'etiti ndị okpupkerechi dị...

Stay connected

3,340Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
5Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

Ndị Anambra ekwela nkwà ezi nchekwa obodo na-izu nzukọ ọnwa Ọgọstụ

ÒTU ahụ jikọtara ndị ọrụ nchekwa dị iche-iche na steeti Anambra, bụ nke a maara dịka 'Anambra State Security Council' adụọla ụmụafọ steeti ahụ...

N’Anambra, aka uweojii akparala ndị na-apụnara mmadụ ụgbọala

NDỊ uwe ojii steeti Anambra anwụchikọọla mmadụ ise kpara nkàta wee jiri egbè pụnara  otu nwa amadi bụ maazị Nzube Udegbu ụgbọala Toyota Camry...

Mbem: Ehi Igbo

PÒKÒPÒKÒ ka ọ na-ézè N'anya Chukwu na n'anya mmadụ Ihe dị mma na anya gbàrà Ị hụkwàrà anụ na mma Ehi Igbo ka ọ bụ.   Lekene ụyọkọtọ ara ya Na...

Akụkọ ifo: Haa hoo haa!

OTU ụbọchị n'obodo ụmụanụmanụ, e nwere nnukwu asọmpi ha nwere. Iwu asọmpi ahụ kwuru na-aga e ji nnukwu ose wee sie nri nke na...

Nwaanyị maara obi di ya

OBI di ya bụ nwaanyị ya na di ya bi na-emekwa ihe na-amasị di ya. Nwaanyị ahụ bụkwazi onye di ya hụrụ n'anya. Ọ...

Ụwa ụmụnwanyị: Ụmụnwaanyị na ịzụ nwa (2)

ONWERE ụdị obi ụmụnwaanyị nwere n'ụdị Chi siri kee ha. Onye ọbụla bụ nne nwere ụdị obi o nwere n'agbanyeghị otu agwa ya siri...