Onyeisi Ụka Living Christ Gospel Church n'ala Nigeria na mba ofesi bụ nnukwu ụkọchụkwu (Dọkịnta) Nathaniel F. Olorunsola, ebuola amụma ma kwuwaa hooha na...
ỤLỌIKPE ukwu dị n'Ado-Ekiti na steeti Ekiti atụọla onyeisi ndịuweojii (osote kọmishọna) na onye na-edoziri ya ụgbọala (mechanic) nga mkpụrụọka (life imprisonment).