N'ụlọ Mkpado Mma

Mkpado: mma

MMA (Beauty)

Stay connected

3,274Ndị na-eso anyịDị ka
0Ndị na-eso anyịNa-eso
7Ndị na-eso anyịNa-eso

Akụkọ kacha ọhụrụ'

Obianọ akpọọ gọọmenti etiti òkù ọsọ mberede n’ajọ ọnọdụ mbize Anambra

AKA na-achị steeti Anambra, bụ Gọvanọ Willie Obianọ akpọkuola gọọmenti etiti ka ọ gbatara steeti ahụ ọsọ mberede n'ihe gbasaara ajọ ọnọdụ mbize na-akpa...

Nnabuife ebunye ụlọakwụkwọ Ubuluisiuzo ngwa egwu bandị

OKE ọńụ dara n'ụlọakwụkwọ Community Primary School, Ubuluisiuzo dịka Sir Chuka Nnabuife, onyeisi (MD/CEO) nke Anambra Newspapers and Printing Corporation, Awka bụ ndị na-ebipụta...

Ebiputala akwụkwọ ọhụrụ maka ndụ Sir Gauze

OTU ochie dike maara ihe ekwe na-akụ egosila ụwa akwụkwọ e dere maka ndụ ya. Ọ bụ Sir Ephraim Chukwugozie Anyachebelu onye nke...

Ndị Eziowelle asụọla ka ofe ọkwụrụ maka nsogbu ọchịchị obodo ahụ

ỤLAGA sị na ọ bụrụ na ya apịaghị ụtàrị, ụmaka anaghị ama na ya bụ mmanwụ.   N'ịgbasò nke a,...

Ọkụ akpọtela ndị Awka n’ụra, gbáá ụlọ ahịa anọ tọọ tọọ

ANYAMMIRI gbàrànnọọ ka iju n'Awka bụ isi obodo steeti ahụ, dịka ọkụ ọg dabìdoro ma gbarikọọ ụlọ ahịa dị iche iche nakwa ngwaahịa...

A sị na Leah Shaibu amụọla nwa n’aka ndị Boko Haram

NWATA akwụkwọ nwaanyị ahụ bụ Leah Sharibu nke ndị agha ọ lụọ ọ laa Boko Haram tọọrọ n'ụlọakwụkwọ ka e kwuru na ọ...